II. NDI KỌRINT 11

1 Ọ gādim nọ̄ nma ma ọ buru na unu gānagidem n’okwu ntà nke sitere n’enweghi-uche: ma unu nānagidem n’ezie. 2 N’ihi na ejim ekworo Chineke nēkworo unu: n’ihi na…

II. NDI KỌRINT 12

1 Aghaghi m inya isi, ọ bu ezie na ọ baghi urù; ma m’gēche iru n’ọhù na ihe-nkpughe nke Onye-nwe-ayi. 2 Amataram otù madu nime Kraist, arọ iri na anọ…

II. NDI KỌRINT 13

1 Nka bu ub͕ò nke-atọ m’nābiakute unu. N’ọnu ndi-àmà abua ma-ọbu atọ ka agēme ka okwu nile ọ bula guzo. 2 Agwawom ha n’oge gara aga, anamebu kwa uzọ gwa…