II. NDI TESALỌNAIKA 1
1 Pọl na Silvanọs na Timọti nēdegara nzukọ nke ndi Tesalọnaika nime Chineke, bú Nna-ayi, na Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, akwukwọ: 2 Amara diri unu na udo nke si n’aka Chineke,…
1 Pọl na Silvanọs na Timọti nēdegara nzukọ nke ndi Tesalọnaika nime Chineke, bú Nna-ayi, na Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, akwukwọ: 2 Amara diri unu na udo nke si n’aka Chineke,…
1 Ma ayi nāriọ unu, umu-nna-ayi, n’ihi ọbibia nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, na nzukọ ayi gēzukọ n’ebe Ọ nọ; 2 ka ewe ghara isite n’aka mọ, ma-ọbu okwu, ma ọbu…
1 Nke fọduru, umu-nna-ayi, nēkpenu ekpere bayere ayi, ka okwu Onye-nwe-ayi we b͕a ọsọ, ka ewe nye kwa ya otuto, otú ọ di kwa n’etiti unu; 2 ka ewe dọputa…