II. PITA 1

1 Saimon Pita, orù na onye-ozi nke Jisus Kraist, nēdegara unu akwukwọ, bú ndi ketaworo okwukwe di oké ọnu-ahia ra ka nke ayi ketaworo n’ezi omume Onye ahu, bú Chineke-ayi…

II. PITA 2

1 Ma ndi-amuma ugha putakwara ìhè n’etiti ndi Israel, dika ndi-ozizí ugha gādi kwa n’etiti unu, bú madu ndi gēwere nzuzo webata irọ-òtù di iche iche nke ila-n’iyì, nāgọnari ọbuná…

II. PITA 3

1 Ndi m’huru n’anya, nka bu akwukwọ-ozi nke-abua nke m’nēdegara unu ub͕u a; ma nime ha abua ka m’nakpali uche-unu di ọcha n’ichetara unu; 2 ka unu we cheta okwu…