II. SAMUEL 1

1 O rue, mb͕e ọnwu Sọl gasiri, mb͕e Devid siri na ntib͕u Amalek lata, mb͕e Devid nọwo-kwa-ra na Ziklag ubọchi abua; 2 o rue, nubọchi nke-atọ, na, le, otù nwoke…

II. SAMUEL 2

1 O rue, ka nka gasiri, na Devid juru Jehova ese, si, M’gārigo n’otù nime obodo Juda? Jehova we si ya, Rigo. Devid we si, Òle ebe M’gārigo? Ọ si,…

II. SAMUEL 3

1 Agha ahu we di ogologo n’etiti ulo Sọl na ulo Devid: ma Devid di ike nāga n’iru, ma ulo Sọl enweghi ike nāla azu azu. 2 Ewe muara Devid…

II. SAMUEL 4

1 Ish-boshet nwa Sọl we nu na Abnea anwuwo nime Hebron, aka-ya we kuda, Israel nile ma-kwa-ra jijiji. 2 Ma Ish-boshet nwa Sọl nwere ndikom abua ndi bu ndi-isi usu…

II. SAMUEL 5

1 Ebo Israel nile we biakute Devid rue Hebron, kwue, si, Le, ọkpukpu-gi na anu-aru-gi ka ayi bu. 2 Na mb͕e gara aga, mb͕e Sọl bu eze-ayi, gi onwe-gi bu…

II. SAMUEL 6

1 Devid we chikọta kwa ndikom nile arọputara arọputa n’Israel, orú nnù madu uzọ atọ na nnù iri-na-ise. 2 Devid we bilie, si na Beale Juda je, ya na ndi…

II. SAMUEL 7

1 O rue, mb͕e eze biri n’ulo-ya, mb͕e Jehova me-kwa-ra ka o zuru ike pua n’aka ndi-iro-ya nile buruburu, 2 na eze siri Netan, bú onye-amuma, Biko, le, Mu onwem…

II. SAMUEL 8

1 O rue, mb͕e nka gasiri, na Devid tib͕uru ndi Filistia, me kwa ka ha ruru ala: Devid we nara n’aka ndi Filistia bridle nke isi obodo-ha. 2 O tib͕u-kwa-ra…

II. SAMUEL 9

1 Devid we si, Ọ̀ di onye ọ bula fọduru ọzọ nye ulo Sọl, ka m’we mere ya ebere n’ihi Jonatan? 2 Ulo Sọl nwere otù orù, aha-ya bu Ziba,…

II. SAMUEL 10

1 O rue, mb͕e ihe a gasiri, na eze umu Amon nwuru, Hanun nwa-ya we buru eze n’ọnọdu ya. 2 Devid we si, M’gēmere Hanun nwa Nehash ebere, dika nna-ya…