II. SAMUEL 7

1 O rue, mb͕e eze biri n’ulo-ya, mb͕e Jehova me-kwa-ra ka o zuru ike pua n’aka ndi-iro-ya nile buruburu, 2 na eze siri Netan, bú onye-amuma, Biko, le, Mu onwem…

II. SAMUEL 8

1 O rue, mb͕e nka gasiri, na Devid tib͕uru ndi Filistia, me kwa ka ha ruru ala: Devid we nara n’aka ndi Filistia bridle nke isi obodo-ha. 2 O tib͕u-kwa-ra…

II. SAMUEL 9

1 Devid we si, Ọ̀ di onye ọ bula fọduru ọzọ nye ulo Sọl, ka m’we mere ya ebere n’ihi Jonatan? 2 Ulo Sọl nwere otù orù, aha-ya bu Ziba,…

II. SAMUEL 10

1 O rue, mb͕e ihe a gasiri, na eze umu Amon nwuru, Hanun nwa-ya we buru eze n’ọnọdu ya. 2 Devid we si, M’gēmere Hanun nwa Nehash ebere, dika nna-ya…

II. SAMUEL 11

1 O rue, n’ọb͕ub͕a arọ, na mb͕e ndi-eze nāpu ibu agha, na Devid zigara Joab, ya na ndi-orù-ya, na Israel nile; ha we bibie umu Amon, nọchigide kwa Raba n’agha….

II. SAMUEL 12

1 Jehova we zìe Netan jekuru Devid. O we biakute ya, si ya, Ndikom abua di n’otù obodo; otù bu ọgaranya, nke-ọzọ bu ob͕eye. 2 Ọgaranya ahu nwere ìgwè ewu…

II. SAMUEL 13

1 O rue, mb͕e nka gasiri, na Absalom nwa Devid nwere nwa-nne-nwayi mara nma, aha-ya bu Tema; Amnon nwa Devid we hu ya n’anya. 2 O we di Amnon nkpà…

II. SAMUEL 14

1 Joab nwa Zeruaia we mara na obi eze di n’ebe Absolom nọ. 2 Joab we ziga ozi na Tekoa, si n’ebe ahu kuta otù nwayi mara ihe, si ya,…

II. SAMUEL 15

1 O rue, mb͕e nka gasiri, na Absalom doziri onwe-ya ub͕ọ-ala na inyinya, na ọgu ndikom abua na iri ndi nāb͕a ọsọ n’iru ya. 2 Absalom we bilie n’isi-ututu, guzo…

II. SAMUEL 16

1 Devid we gabiga elu nrigo nke-ntà, ma, le, Ziba, onye nējere Mefiboshet ozi, zutere ya, chiri inyinya-ibu abua ejikwara ejikwa, ọgu ob͕e achicha iri di kwa n’elu ha, na…