II. SAMUEL 17

1 Ahitofel we si Absalom, Biko, ka m’rọputa orú nnù ndikom na nnù iri, bilie, chua Devid n’azu n’abali a: 2 m’gābiakwasi kwa ya mb͕e ike gwuru ya onwe-ya, na…

II. SAMUEL 18

1 Devid we gukọta ndi ya na ha nọ, do ndi-isi usu nnù ndikom abua na ọgu iri na ndi-isi usu ọgu ndikom ise ichi ha. 2 Devid we zipu…

II. SAMUEL 19

1 Ewe gosi Joab, si, Le, eze nākwa ákwá, nēru-kwa-ra Absalom újú. 2 Nzọputa we ghọrọ ndi Devid nile iru-újú n’ubọchi ahu: n’ihi na ndi Devid nuru n’ubọchi ahu, si,…

II. SAMUEL 20

1 Ma ọ dabatara otù nwoke jọb͕uru onwe-ya inọ n’ebe ahu, aha-ya bu Sheba, nwa Bikri, onye Benjamin: o we fùa opì-ike, si, Ayi enweghi òkè nime Devid, ayi enweghi…

II. SAMUEL 21

1 Oké unwu we di n’ubọchi Devid arọ atọ n’usoro, arọ na arọ; Devid we chọ iru Jehova. Jehova we si, Ọ bu n’ihi Sọl na n’ihi ulo ọbara ya,…

II. SAMUEL 22

1 Devid we gwa Jehova okwu nile nke abù a n’ubọchi Jehova naputara ya n’ọbu-aka ndi-iro-ya nile na n’ọbu-aka Sọl: 2 ọ we si, Jehova bu oké nkumem, na ebem…

II. SAMUEL 23

1 Ma ndi a bu okwu ikpe-azu nke Devid. Ihe nke si n’ọnu Devid nwa Jesi puta, Na ihe nke si n’ọnu nwoke ahu puta, bú onye emere ka o…

II. SAMUEL 24

1 Iwe Jehova we di kwa ọku ọzọ megide Israel, O we kpalie Devid imegide ha, si, Je guta Israel na Juda. 2 Eze we si Joab, bú onye-isi usu-ndi-agha,…