II. TIMỌTI 1
1 Pọl, onye-ozi nke Kraist Jisus site n’ọchichọ nke Chineke, dika nkwa nke ndu ahu nke di nime Kraist Jisus si di, 2 nēdegara Timọti akwukwọ, bú nwam nke m’huru…
1 Pọl, onye-ozi nke Kraist Jisus site n’ọchichọ nke Chineke, dika nkwa nke ndu ahu nke di nime Kraist Jisus si di, 2 nēdegara Timọti akwukwọ, bú nwam nke m’huru…
1 Ya mere, gi onwe-gi, nwam, ka eme ka i di ike n’amara nke di nime Kraist Jisus. 2 Ihe nile i nukwara n’ọnum site n’etiti ọtutu ndi-àmà, nye ihe…
1 Ma mara nka, na oge di oké egwu gābia na mb͕e ikpe-azu. 2 N’ihi na madu gābu ndi nāhu nání onwe-ha n’anya, ndi nāhu ego n’anya, ndi nānya isi,…
1 Anamagwasi gi ike n’iru Chineke na Kraist Jisus, Onye gaje ikpe ndi di ndu na ndi nwuru anwu ikpé, ewerekwam ngosi-Ya na ala-eze-Ya si gi; 2 kwusa okwu-Ya; tukwasi…