ILU 1

1 Ilu di iche iche nke Solomon nwa Devid, bú eze Israel: 2 Ima amam-ihe na idọ-aka-na-nti; Ighọta okwu-ọnu nile nke nghọta; 3 Inara idọ-aka-na-nti nke inwe-uche, Na ezi omume…

ILU 2

1 Nwam, ọ buru na i nara okwu-ọnum nile, Ọ buru kwa na i zobe ihe nile m’nyere n’iwu n’ebe i nọ; 2 Itọrọ amam-ihe nti-gi n’ala, We wezuga obi-gi…

ILU 3

1 Nwam, echezọla iwum; Ma ka obi-gi chebe ihe nile m’nyere n’iwu: 2 N’ihi na ubọchi ndu nke di ogologo, na ọtutu arọ nke ndu, Na udo, ka ha gātukwasiri…

ILU 4

1 Umum, nurunu idọ-aka-na-ntí nke nna, Tọ-kwa-nu nti n’ala ima nghọta: 2 N’ihi na ezi ihe-nmuta ka m’nyeworo unu; Unu arapula iwum. 3 N’ihi na nwa ka m’buru nnam, Di…

ILU 5

1 Nwam, ṅa nti n’amam-ihem; Tọ nti-gi n’ala nye nghọtam: 2 Ka i we debe ìzùzù di iche iche, Ka eb͕ub͕ere-ọnu-gi we chebe kwa ihe-ọmuma. 3 N’ihi na eb͕ub͕ere-ọnu nke…

ILU 6

1 Nwam, ọ buru na i nọworo madu-ibe-gi na mbe, Ọ buru na i narawo onye ala ọzọ n’aka ibu onye-mbe, 2 Ejiwo okwu nile nke ọnu-gi ma gi n’ọnyà,…

ILU 7

1 Nwam, debe okwu-ọnum nile, Zobe ihe nile m’nyere n’iwu n’ebe i nọ. 2 Debe ihe nile m’nyere n’iwu, we di ndu, Debe kwa iwum dika nwa-anya nke anya-gi. 3…

ILU 8

1 Amam-ihe, ọ̀ dighi-akpọ òkù? Nghọta kwa, ọ̀ dighi-eme ka olu-ya da udà? 2 N’elu ebe nile di elu n’akuku uzọ, N’ab͕ata uzọ nile, ka O guzoworo onwe-ya; 3 N’akuku…

ILU 9

1 Amam-ihe ewuwo ulo-ya, Ọ waputawo ogidi asa ya: 2 O b͕uwo anu-ob͕ub͕u-ya; ọ gwawo manya-vine-ya agwa; O dowo kwa table-ya n’usoro. 3 O zipuwo umu-ab͕ọghọ-ya, ọ nākpọ òkù N’elu…

ILU 10

1 Ilu di iche iche nke Solomon. Nwa nke mara ihe nēme ka nna-ya ṅuria: Ma nwa di nzuzu bu iru-újú nne-ya. 2 Àkù nke nmebi-iwu adighi-aba urù: Ma ezi…