ILU 11

1 Ihe-osìsì aghughọ bu ihe-árú n’anya Jehova: Ma nkume-isì-ihe zuru ezu bu ihe nātọ Ya utọ. 2 Nganga bia, nlelì abia kwa: Ma n’ebe ndi di ume-ala n’obi nọ ka…

ILU 12

1 Onye nāhu idọ-aka-na-nti n’anya nāhu ihe-ọmuma n’anya: Ma onye nākpọ iba-nba asì bu anu-ọhia. 2 Ezi madu gēnweputa n’aka Jehova na ihe-ya gātọ Ya utọ: Ma onye nzube ọjọ…

ILU 13

1 Nwa nke mara ihe nānu idọ-aka-na-nti nna-ya: Ma onye nākwa emò anughi ibasi-nba-ike. 2 Site na nkpuru nke ọnu-ya ka onye ọ bula gēri ezi ihe: Ma nkpuru-obi ndi…

ILU 14

1 Nwanyi ọ bula nke mara ihe ewuwo ulo-ya: Ma nwanyi nke b͕agọrọ ab͕agọ n’uche-ya ji aka-ya abua akwada ya. 2 Onye nēje ije n’izi-ezi-ya nātu egwu Jehova: Ma onye…

ILU 15

1 Ọziza-okwu di nrò nēme ka ọnuma laghachi azu: Ma okwu nwuta nākpali iwe. 2 Ire ndi mara ihe nēme ka ihe-ọmuma di nma: Ma ọnu ndi-nzuzu nēkwuwa okwu uche…

ILU 16

1 Madu nwe ido obi n’usoro: Ma n’aka Jehova ka ọziza ire sitere. 2 Uzọ nile nke onye ọ bula di ọcha n’anya-ya: Ma Onye nātùzi mọ nile nke madu…

ILU 17

1 Ọ di nma iri iberibe achicha kpọrọ nku, ma inọ-n’udo adi ya, Kari ulo juputara n’àjà anēri nālu ọ̀gù. 2 Orù nke nwere uche gāchi nwa madu nēweta ihere,…

ILU 18

1 Ọchichọ nke ya onwe-ya nāchọsi ike ka onye nēkewapu onwe-ya nāchọ, Ọ bu ezi nzube-ihe nile ka ọ nālusosi ọ̀gù ike. 2 Nghọta adighi-atọ onye-nzuzu utọ, Kama ọ bu…

ILU 19

1 Ọ di nma, bú ob͕eye nke nēje ije n’izu-okè-ya, Kari onye eb͕ub͕ere-ọnu-ya b͕agọrọ ab͕agọ n’okwu, onye bu kwa onye-nzuzu. 2 Ọzọ, mb͕e nkpuru-obi nēnweghi ihe-ọmuma ọ dighi nma; Onye…

ILU 20

1 Onye nākwa emò ka manya-vine bu, onye-nkpọtu ka ihe-ọṅuṅu nke nābà n’anya bu; Onye ọ bula nke nāwaghari site na ya amaghi ihe. 2 Ọb͕ub͕ọ-uja dika nke ọdum ka…