ILU 21

1 Iyi di iche iche nke juputara na miri ka obi eze bu n’aka Jehova: N’ebe ọ bula nke nātọ Ya utọ ka Ọ nēwezuga ya. 2 Uzọ ọ bula…

ILU 22

1 Ihe anārọputa ka ezi aha bu kari ọtutu àkù, Amara di kwa nma kari ọla-ọcha na ọla-edo. 2 Ọgaranya na ob͕eye ezutewo: Onye meworo ha nile bu Jehova. 3…

ILU 23

1 Mb͕e i soro onye nāchi achi iri nri, Ghọta nke-ọma onye ahu nke nọ n’iru gi; 2 Tukwasi kwa mma n’akpiri-gi, Ma ọ buru na onye nri-ya nātọ ya…

ILU 24

1 Ekwosola ndi ọjọ ekworo, Achọsi-kwa-la ike inọ n’etiti ha: 2 N’ihi na ipunara-madu-ihe ka obi-ha nātughari, Okwu nmeb͕u ka eb͕ub͕ere-ọnu-ha nēkwu. 3 Amam-ihe ka eji ewu ulo; Ọ bu…

ILU 25

1 Ndia bu kwa ilu Solomon turu, nke ndi Hezekaia, bú eze Juda, deputara n’akwukwọ. 2 Ọ bu nsọpuru Chineke izobe okwu: Ma nsọpuru ndi-eze bu igwuputa ala okwu. 3…

ILU 26

1 Dika snow na mb͕e okpom-ọku, na dika miri-ozuzo na mb͕e owuwe-ihe-ubi, Otú a nsọpuru amaghi nma nye onye-nzuzu. 2 Dika nnunu na nfeghari-ya, dika eleke n’ofufe-ya, Otú a nkọcha…

ILU 27

1 Anyala isi bayere echi; N’ihi na i maghi ihe chi gābọ. 2 Ka onye ala ọzọ to gi, ma ọ bughi ọnu-gi; Ka onye mba ọzọ to gi, ma…

ILU 28

1 Ndi nēmebi iwu ab͕alagawo mb͕e ọ dighi onye nāchu ha: Ma ndi ezi omume nwere ntukwasi-obi dika ọdum. 2 N’ihi njehie nke ala ha di ọtutu, bú ndi-isi-ya: Ma…

ILU 29

1 Onye anābara nba ọtutu mb͕e ma ọ nēkwesi olu-ya ike, N’otù ntabi-anya ka agētipia ya, ọ dighi kwa ngwọta di. 2 Mb͕e ndi ezi omume nāba uba kari, ndi…

ILU 30

1 Okwu Agua nwa Jake; ibu eboro ya. Ihe nke si n’ọnu nwoke ahu putara Itiel, ọbuná Itiel na Ukal. 2 N’ezie anu-ọhia ka m’bu kari onye ọ bula, Ọ…