ILU 31

1 Okwu Lemuel, bú eze; ibu eboro ya nke nne-ya ji dọ ya aka na nti. 2 Gini, nwam? gini kwa, nwa nke afọm? Gini kwa, nwa nke nkwa nile…