JEMES 1
1 Jemes, orù nke Chineke na nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, nēdegara unu akwukwọ, bú ebo-ayi iri na abua ndi nọ na Nb͕asa ahu, nēkele unu. 2 Guanu ya n’ọṅù nile,…
1 Jemes, orù nke Chineke na nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, nēdegara unu akwukwọ, bú ebo-ayi iri na abua ndi nọ na Nb͕asa ahu, nēkele unu. 2 Guanu ya n’ọṅù nile,…
1 Umu-nnam, unu enwela okwukwe nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, bú Onye-nwe ebube, n’ile-madu-anya-n’iru. 2 N’ihi na asi na otù nwoke nke yiri nb͕a-aka ọla-edo na uwe mara nma nke-uku bata…
1 Unu aghọla ọtutu ndi-ozizí, umu-nnam, ebe unu matara na ayi gānata ikpé ka uku. 2 N’ihi na ayi nile nāsu ngọngọ n’ọtutu ihe. Ọ buru na onye ọ bula…
1 Òle ebe ibu-agha si bia, òle ebe kwa ilu-ọ̀gù si bia, bú nke di n’etiti unu? ọ̀ bughi n’ebe ahu, bú ihe-utọ nile unu nke nēbu agha n’ihe nile…
1 Genu nti, unu ndi-ọgaranya, kwa ákwá, ti-kwa-nu nkpu n’ihi ihuju-anya nile unu nke nābiakwasi unu. 2 Àkù-unu erewo uré, uwe nile unu aghọwo kwa ihe nla ripiaworo. 3 Ọla-edo-unu…