JEREMAIA 1
1 Okwu Jeremaia nwa Hilkaia, onye sitere na ndi-nchu-àjà ndi nọ n’Anatot n’ala Benjamim: 2 onye okwu Jehova ruru nti n’ubọchi Josaia nwa Emon, bú eze Juda, n’arọ nke-iri-na-atọ ọ…
1 Okwu Jeremaia nwa Hilkaia, onye sitere na ndi-nchu-àjà ndi nọ n’Anatot n’ala Benjamim: 2 onye okwu Jehova ruru nti n’ubọchi Josaia nwa Emon, bú eze Juda, n’arọ nke-iri-na-atọ ọ…
1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Je, kpọ òkù na nti nke Jerusalem, si, Otú a ka Jehova siri, Echetawom n’ebe i nọ ebere nke mb͕e i nọ…
1 Ọ si, Le, ọ buru na nwoke achupu nwunye-ya, nwayi ahu ewe si n’ebe ọ nọ la, we ghọ nwunye nke nwoke ọzọ, di mbu ya, ọ̀ gālu kwa…
1 Ọ buru na i gālata, gi Israel, (ọ bu ihe si nọnu Jehova puta), Mu ka i gālaghachikute: ọ buru kwa na i gēwezuga ihe-árú-gi nile n’irum, i gaghi-awaghari;…
1 Jegharianu n’èzí nile nke Jerusalem, biko, hunu, we mara, chọ-kwa-nu n’amá-ya nile, ma ọ buru na unu gāchọta nwoke ọ bula, ọ buru na ọ di onye nēme ihe…
1 Laghachinu n’ulo ọsọsọ, unu umu Benjamim, site n’etiti Jerusalem, fù-kwa-nu opì-ike nime Tekoa, buli-kwa-nu ihe-nbuli n’elu Bet-hakarem: n’ihi na ihe ọjọ si n’Ugwu eleputa anya, ya na ntipia uku….
1 Okwu nke ruru Jeremaia nti site na Jehova, si, 2 Guzo n’ọnu-uzọ-ama ulo Jehova, we kpọsa okwu a n’ebe ahu, si, Nurunu okwu Jehova, unu Juda nile, ndi nābà…
1 Na mb͕e ahu, (ọ bu ihe si n’ọnu Jehova puta), ha gēkpoputa ọkpukpu ndi-eze Juda, na ọkpukpu ndi-isi-ya, na ọkpukpu ndi-nchu-àjà, na ọkpukpu ndi-amuma, na ọkpukpu ndi bi na…
1 Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na isim bu miri miri, asi anyam abua bu isi-iyi nke anya-miri, ka m’we kwa ákwá n’ehihie na abali bayere ndi eb͕uru eb͕u…
1 Nurunu okwu Jehova gwaworo unu, unu ulo Israel: 2 Otú a ka Jehova siri, Unu amutala uzọ mba nile, unu atu-kwa-la ujọ ihe-iriba-ama di iche iche nke elu-igwe; n’ihi…