JEREMAIA 11
1 Okwu nke ruru Jeremaia nti site n’aka Jehova, si, 2 Nurunu okwu nile nke ọb͕ub͕a-ndu a, gwa ndi Juda, gwa kwa ndi bi na Jerusalem, okwu; 3 i gāsi…
1 Okwu nke ruru Jeremaia nti site n’aka Jehova, si, 2 Nurunu okwu nile nke ọb͕ub͕a-ndu a, gwa ndi Juda, gwa kwa ndi bi na Jerusalem, okwu; 3 i gāsi…
1 Onye ezi omume ka I bu, Jehova, mb͕e mu na Gi nēkperita ikpe: ma otú ọ di, okwu ikpem nile ka m’gēkwu n’ebe I nọ: gini mere uzọ ndi…
1 Otú a ka Jehova sirim, Je, zutara onwe-gi ihe-ọkiké nke flax, tukwasi ya n’úkwù-gi, ma emela ka ọ ba na miri. 2 M’we zuta ihe-ọkiké dika okwu Jehova si…
1 Okwu Jehova nke ruru Jeremaia nti bayere okwu nb͕ochi miri-ozuzo. 2 Juda eruwo újú, ọnu-uzọ-ama-ya nile atalatawo kwa, ha yiri uwe-nkpe nọdu n’ala; iti-nkpu Jerusalem arigowo. 3 Ndi-ebube-ha ezigawo…
1 Jehova we sim, Ọ buru na Moses na Samuel eguzo n’irum, nkpuru-obim agaghi-adi n’ebe ndi nka nọ: chupu ha n’irum, ka ha pu kwa. 2 O gēru kwa, mb͕e…
1 Okwu Jehova we ruem nti, si 2 I gaghi-alutara onwe-gi nwunye, i gaghi-enwe kwa umu-ndikom na umu-ndinyom n’ebe a. 3 N’ihi na okwu di otú a ka Jehova kwuru…
1 Ejiwo pen ígwè, ji kwa ọnu-ọnu diamond, de nmehie Juda: atuwo ya n’elu mbadamba nkume, bú obi-ha, na n’elu mpi nile nke ebe-ichu-àjà nile nke umu; 2 ebe umu-ha…
1 Okwu nke ruru Jeremaia nti site na Jehova, si, 2 Bilie, rida n’ulo ọkpu-ite, ọ bu kwa n’ebe ahu ka M’gēme ka i nu okwum. 3 M’we rida n’ulo…
1 Otú a ka Jehova siri, Je, zuta karama nke ọkpu-ite ji urọ akpu, chiri kwa ufọdu nime ndi-okenye ndim, na nime ndi-okenye ndi-nchu-àjà; 2 purue ndagwurugwu nwa Hinom, nke…
1 Pashua nwa Imea, bú onye-nchu-àjà, nke bu kwa onye-nlekọta, onye-ndú n’ulo Jehova, Pashua ahu we nu ka Jeremaia nēbu amuma okwu ndia. 2 Pashua we tie Jeremaia, bú onye-amuma,…