JEREMAIA 41

1 O rue, n’ọnwa nke-asa, na Ishmael nwa Netanaia, nwa Elishama, onye sitere na nkpuru ndi nwe ala-eze, onye bu kwa otù nime ndi-isi nke eze, ya na-ndikom iri, biakutere…

JEREMAIA 42

1 Ndi-isi nile nke usu nile nke ndi-agha, na Johanan nwa Karea, na Jezanaia nwa Hoshaia, na ndi Israel nile site n’onye dikarisiri ntà we rue onye dikarisiri uku, we…

JEREMAIA 43

1 O rue, mb͕e Jeremaia gwabìri ndi Israel nile okwu nile nke Jehova, bú Chineke-ha, nke Jehova, bú Chineke-ha, zigara ya ka o were ha jekuru ha, bú okwu ndia…

JEREMAIA 44

1 Okwu ahu nke ruru Jeremaia nti bayere ndi-Ju nile ndi bi n’ala Ijipt, ndi bi na Migdol, na nime Tahpanhes, na nime Nof, na n’ala Patros, si, 2 Otú…

JEREMAIA 45

1 Okwu ahu nke Jeremaia, bú onye-amuma, gwara Beruk nwa Neraia, mb͕e o dere okwu ndia n’akwukwọ site n’ọnu Jeremaia, n’arọ nke-anọ nke Jehoiakim nwa Josaia, bú eze Juda, si,…

JEREMAIA 46

1 Okwu Jehova nke ruru Jeremaia, bú onye-amuma, nti bayere mba nile. 2 Nke diri Ijipt: bayere usu-ndi-agha nke Fero-neko, bú eze Ijipt, nke di n’akuku osimiri Yufretis nime Kakemish,…

JEREMAIA 47

1 Okwu Jehova nke ruru Jeremaia, bú onye-amuma, nti bayere ndi Filistia, tutu Fero etib͕ue Geza. 2 Otú a ka Jehova siri: Le, miri nēsi n’Ugwu erú, ha gāghọ kwa…

JEREMAIA 48

1 Nke diri Moab. Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha, bú Chineke nke Israel, siri: Ahuhu diri Nebo! n’ihi na emebiwo ya; emewo ka ihere me Kiriataim,…

JEREMAIA 49

1 Nke diri umu Amon. Otú a ka Jehova siri: Ọ̀ dighi umu-ndikom Israel nwere? ọ̀ dighi onye-nnweta ihe-ya o nwere? Gini mere Malkam ji nweta Gad, ndi-ya we biri…

JEREMAIA 50

1 Okwu ahu nke Jehova kwuru bayere Babilon, bayere ala ndi Kaldea, site n’aka Jeremaia, bú onye-amuma. 2 Gosinu n’etiti mba nile, menu ka anuru ya, bulienu ọkọlọtọ; menu ka…