JOB 1

1 Otù nwoke di n’ala Uz, Job bu aha-ya; nwoke ahu zuru okè, zi kwa ezi, ọ nātu kwa egwu Chineke, nēsi kwa n’ihe ọjọ wezuga onwe-ya. 2 Ewe muara…

JOB 2

1 Ubọchi we di na umu Chineke biara iguzo onwe-ha n’iru Jehova, Setan we bia kwa n’etiti ha iguzo onwe-ya n’iru Jehova. 2 Jehova we si Setan, Òle ebe i…

JOB 3

1 Mb͕e ihe a gasiri, Job saghere ọnu-ya, kọcha ubọchi-ya. 2 Job we za, si: 3 Ka ubọchi nke amurum nime ya la n’iyì, Ya na abali ahu nke siri,…

JOB 4

1 Elifaz, bú onye Timan, we za, si, 2 Asi na otù onye anwa igwa gi okwu, ìke gāgwu gi? Ma ònye puru ib͕ọchi onwe-ya n’ikwa okwu? 3 Le, i…

JOB 5

1 Biko, kpọ òkù; ọ̀ di onye nāza gi? Ònyè n’etiti ndi nsọ ka i gēche kwa iru? 2 N’ihi na nkpasu-iwe nēb͕u onye b͕agọro ab͕ago n’uche-ya, Ekworo nēme kwa…

JOB 6

1 Job we za, si, 2 Biko, ka atùa nkpasu-iwem nke-ọma, Ka ha buli kwa nmebim n’ihe-ọtùtù n’otù! 3 N’ihi na ub͕u a ọ di arọ́ kari ájá oké osimiri…

JOB 7

1 Ọ̀ dighi obubu-agha diri madu n’elu uwa? Ùbọchi-ya adighi ka ubọchi onye egoro ọlu? 2 Dika orù si ekusie ume ike ibà n’okpuru ǹdò, Na dika onye egoro ọlu…

JOB 8

1 Bildad, bú onye Shua, we za, si, 2 Rùe ole mb͕e ka i ganēkwu ihe ndia? Rù kwa ole mb͕e ka okwu nile nke ọnu-gi gābu ifufe di ike?…

JOB 9

1 Job we za, si, 2 N’ezie amawom na ọ di otú a: Ma madu, ò gēsi aṅa buru onye ezi omume n’iru Chineke? 3 Ọ buru na ọ tọ…

JOB 10

1 Ike ndum agwuwo nkpuru-obim; Ka m’rapuru onwem ntamum; Ka m’kwue okwu n’idi-ilu nke nkpuru-obim. 2 M’gāsi Chineke, Amalam ikpe; Me ka m’mara ihe kpatara I ji som se okwu….