JOB 11

1 Zofa, bú onye Neama, we za, si, 2 Àgaghi-aza ọtutu okwu? Àgāgu kwa onye eb͕ub͕ere-ọnu n’onye ezi omume? 3 Ekwukwu-Gi nile nēme ka madu b͕a nkiti; I we chìa…

JOB 12

1 Job we za, si, 2 N’ezie unu onwe-unu bu ndi bu ihe, Unu na amam-ihe gānwukọ n’otù. 3 Enwe-kwa-ram obi dika unu; Mu onwem abughi onye dara ada kari…

JOB 13

1 Le, ihe a nile ka anyam huworo, Ntim anuwo, ghọta kwa ya. 2 Dika ọmuma-ihe-unu si di, otú a ka m’maworo, ọbuná mu onwem: Mu onwem abughi onye dara…

JOB 14

1 Madu nke nwayi muru, Ubọchi-ndu-ya di nkpunkpu, afọ ejuwo kwa ya n’ahuhu. 2 Dika okoko-osisi ka ọ putaworo, ewe nēbipu ya: O we nāb͕alaga dika onyinyo, ọ dighi-eguzo kwa….

JOB 15

1 Elifaz, bú onye Timan, we za, si, 2 Onye mara ihe, ọ̀ gēwere ọmuma-ihe nke bu nání ifufe za? Ọ̀ gēmeju kwa afọ-ya n’ifufe Iru-anyanwu? 3 Ọ̀ gēwere okwu…

JOB 16

1 Job we za, si, 2 Anuwom ọtutu ihe dika ihe ndia: Ndi-nkasi-obi nēweta ọnọdu ọjọ ka unu nile bu. 3 Òkwu nke bu nání ifufe gēnwe ọgwugwu? Ma-ọbu gini…

JOB 17

1 Emebiwo mọm, emewo ka ubọchim gwusia, Ílì dirim. 2 N’ezie ikwa-emò diyerem, Anyam nānọ kwa ọnọdu-abali n’ikpasu-obi-ilu nile ha. 3 Biko, do ihe-ibe, burum onye-mbe n’ebe Gi onwe-gi nọ;…

JOB 18

1 Bildad, bú onye Shua, we za, si, 2 Rùe ole mb͕e unu ganēsiri okwu ọnyà? Ghọtanu, ma emesia ayi gēkwu. 3 Gini mere aguworo ayi ka anumanu? Ayi aghọwo…

JOB 19

1 Job we za, si, 2 Rùe ole mb͕e unu gēme ka nkpuru-obim rue újú? Rùe ole mb͕e unu gēwere okwu zọpiam? 3 Ub͕ò iri ndia ka unu nēme ka…

JOB 20

1 Zofa, bú onye Neama, we za, si, 2 N’ihi nka ka èchìchèm nāzaghachim, Ọbuná n’ihi ime-ngwam nke di nimem. 3 Anuwom ọdidọ-aka-na-nti nke nētiyem n’ọnọdu-ihere, Mọ nke nghọtam nāzakwam….