JOB 21

1 Job we za, si, 2 Nurunu okwum nke-ọma; Ka nka buru kwa nkasi-obi-nnu. 3 Nagidenum, mu onwem gēkwu kwa okwu; Ma mb͕e m’kwusiri okwu, i gāchì ọchì. 4 Mu…

JOB 22

1 Elifaz, bú onye Timan, we za, si, 2 Ọ̀ bu Chineke ka madu nābara n’ihe? É-è, kama onye nwere uche nābara onwe-ya n’ihe. 3 Ọ̀ nātọ Onye puru ime…

JOB 23

1 Job we za, si, 2 Ọbuná ta nnupu-isi ka ntamum bu: Akam di arọ́ n’ihi ize-umem. 3 Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na amaram ebe m’gāchọta Ya! Ma…

JOB 24

1 Gini mere Onye puru ime ihe nile nējighi tukọba mb͕e? Gini mere ndi mara Ya nējighi hu ubọchi-Ya nile? 2 Ufọdu nēwezuga ókè-ala; Ha anapuwo kwa ìgwè aturu n’ike,…

JOB 25

1 Bildad, bú onye Shua we za, si, 2 Ọchichi na oké egwu di n’aka-Ya; O nēme udo n’ebe-Ya nile di elu. 3 Usu-Ya, hà nwere ọnu-ọgugu? Ònye kwa ka…

JOB 26

1 Job we za, si, 2 Ì siwo aṅa yere ya aka, bú onye nēnweghi ike? Í siwo aṅa zọputa ogwe-aka nke ume nādighi? 3 Ì siwo aṅa dua ya…

JOB 27

1 Job we malite itu ilu-ya ọzọ, si, 2 Chineke nādi ndu, Onye wezugara ikpém; Onye puru ime ihe nile nādi kwa ndu, bú Onye mere ka nkpuru-obim di ilu;…

JOB 28

1 N’ihi na ebe ọla-ọcha si aputa di, Na ebe nke diri ọla-edo ahu ha nānucha anucha. 2 Anēsi n’ájá eweputa ígwè, Anāwu kwa nkume ighọ ọla. 3 Madu emewo…

JOB 29

1 Job we malite itu ilu-ya ọzọ, si, 2 Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na adim dika m’si di n’ọnwa gara aga, Dika n’ubọchi nile mb͕e Chineke nēdebem; 3…

JOB 30

1 Ma ub͕u a ha achìwom ọchì, bú ndi bu nwata karim, Ndi m’juru ido ndi bu nna-ha n’etiti nkita nke ìgwè ewu na aturu nkem. 2 Ọzọ, ike aka-ha,…