JOB 29
1 Job we malite itu ilu-ya ọzọ, si, 2 Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na adim dika m’si di n’ọnwa gara aga, Dika n’ubọchi nile mb͕e Chineke nēdebem; 3…
1 Job we malite itu ilu-ya ọzọ, si, 2 Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na adim dika m’si di n’ọnwa gara aga, Dika n’ubọchi nile mb͕e Chineke nēdebem; 3…
1 Ma ub͕u a ha achìwom ọchì, bú ndi bu nwata karim, Ndi m’juru ido ndi bu nna-ha n’etiti nkita nke ìgwè ewu na aturu nkem. 2 Ọzọ, ike aka-ha,…
1 Mu na anyam abua b͕ara ndu; M’gēsi kwa aṅa lekwasi nwa-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke anya? 2 N’ihi na gìni bu òkè nke Chineke sitere n’elu? Ma-ọbu ihe-nketa nke Onye puru…
1 Ndikom atọ ndia we kwusi iza Job, n’ihi na ya onwe-ya bu onye ezi omume n’anya-ya. 2 Iwe Elaihu nwa Barakel, bú onye Buz, site n’ab͕uru Ram, we di…
1 Ma otú ọ di, biko, Job, nuru okwum nile, Ṅa kwa nti okwum nile. 2 Biko, le, asaghewom ọnum, Irem ekwuwo n’okpo-ọnum. 3 Okwu-ọnum nile gēkwuputa izi-ezi nke obim:…
1 Elaihu we nāza, si, 2 Ndi-amam-ihe, nurunu okwum nile; Ndi mara ihe kwa, ṅanun nti. 3 N’ihi na nti nānwa okwu nile, Okpo-ọnu nēdetu kwa ihe-oriri. 4 Ka ayi…
1 Elaihu we nāza, si, 2 Ọ̀ bu nka ka i nēchè na ọ bu ikpé-gi? Ma-ọbu Ì siwo, Ezi omumem kariri nke Chineke? 3 Na i nāsi, Gini ka…
1 Elaihu we nēkwu kwa, si, 2 Cherem nwa mb͕e ntà, m’gēkwuputa-kwa-ra gi; N’ihi na okwu ọzọ di ikwuru Chineke. 3 M’gēsi n’ebe di anya bute ọmuma-ihem, Ọ bu kwa…
1 Ọzọ, obim nāma jijiji bayere nka, Ọ nēme kwa nkpatu pua n’ọnọdu-ya. 2 Genu nti nke-ọma n’ime-nkpatu nke olu-Ya, Na ntamu nke nēsi n’ọnu-Ya puta. 3 N’okputu elu-igwe nile…
1 Jehova we si n’oké ifufe za Job, si, 2 Ònye bu onye a nke nēme ka ndum-ọdu b͕a ọchichiri Site n’okwu ọmuma-ihe nādighi? 3 Biko, ke ihe-ọkiké n’úkwù-gi dika…