JỌN 11
1 Ma aru otù nwoke adighi ike, bú Lazarọs onye Betani, onye sitere n’obodo ntà Meri na Mata nwa-nne-ya nwanyi. 2 Ma ọ bu Meri ahu nke were manu-otite te…
1 Ma aru otù nwoke adighi ike, bú Lazarọs onye Betani, onye sitere n’obodo ntà Meri na Mata nwa-nne-ya nwanyi. 2 Ma ọ bu Meri ahu nke were manu-otite te…
1 Ya mere mb͕e ubọchi isi fọduru ka ememe ngabiga rue, Jisus biaruru Betani, ebe Lazarọs nọ, onye Jisus mere ka o si na ndi nwuru anwu bilie. 2 Ya…
1 Ma mb͕e ememe ngabiga akērughi, ebe Jisus matara na oge hour Ya abiawo ka O si n’uwa nka lakuru Nna-Ya, ebe Ọ huru ndi nke aka Ya nọ n’uwa…
1 Ka obi-unu ghara ilọ miri: kwerenu na Chineke, kwere-kwa-nu na Mu. 2 N’ulo Nnam ọtutu ebe-obibi di; ọ buru na ọ bughi otú a, M’gāgwawori unu; n’ihi na anamaga…
1 Mu onwem bu ezi osisi vine, Nnam bu kwa onye-ọlu-ubi. 2 Alaka ọ bula nimem nke nādighi-ami nkpuru, O wepu ya: alaka ọ bula nke nāmi nkpuru, O nēme…
1 Okwu ndia ka M’gwaworo unu, ka ewe ghara ime ka unu ma n’ọnyà. 2 Ha gāchupu unu nime ulo-nzukọ: e, oge hour nābia, ka ọ gābu na onye ọ…
1 Okwu ndia ka Jisus kwuru: O we welie anya-Ya le elu-igwe, si, Nnam oge hour abiawo; nye Ọkpara-Gi otuto, ka Ọkpara-Gi we nye Gi Otuto: 2 dika I nyere…
1 Mb͕e Jisus kwusiri okwu ndia, Ọ pua, Ya na ndi nēso uzọ-Ya, gabiga n’ofè iyi Kidron, ebe ubi ab͕ara ogige di, nke Ọ bàra nime ya, Ya onwe-ya na…
1 Ya mere mb͕e ahu Pailat were Jisus, pia Ya ihe. 2 Ndi-agha we kpa okpu-eze nke eji ogwu me, ha were ya kpube Ya n’isi, were kwa uwe odobo…
1 Ma n’ubọchi mbu nke ízù ubọchi asa n’isi-ututu, mb͕e chi akābọghi, Meri Magdalini biaruru ílì ahu, we hu nkume-ya na ewepuwo ya n’ílì. 2 Ya mere ọ b͕a ọsọ,…