JONA 1

1 Okwu Jehova we rue Jona nwa Amitai nti, si, 2 Bilie, jerue Nineve, bú obodo uku, ahu, kpọsa okwu megide ya; n’ihi na ihe ọjọ ha arigotawo n’irum. 3…

JONA 2

1 Jona we si n’afọ azù ahu kpere Jehova, bú Chineke-ya, ekpere. 2 O we si, Esirim n’ahuhum kpọkue Jehova, O we zam; N’afọ ala-mọ ka m’siri tikue Ya, I…

JONA 3

1 Okwu Jehova we rue Jona nti nke ub͕ò abua, si, 2 Bilie, jerue Nineve, bú obodo uku ahu, kpọsara ya nkpọsa ahu nke Mu onwem nāgwa gi. 3 Jona…

JONA 4

1 O we jọ Jona ajọ njọ nke-uku, iwe-ya ewe di ọku. 2 O we kpere Jehova, si, Biko, Jehova, Ǹka abughi okwum, mb͕e m’nānọ n’alam? N’ihi nka ka m’buru…