JOSHUA 1

1 O rue, mb͕e ọnwu Moses, bú orù Jehova, gasiri, na Jehova gwara Joshua nwa Nun, bú onye nējere Moses ozi, okwu, si, 2 Moses, bú orùm anwuruwo; ma ub͕u…

JOSHUA 2

1 Joshua nwa Nun we si na Shitim zipu ndikom abua na nzuzo, bú ndi-nledo, si, Jenu, le ala ahu, na Jeriko. Ha we je, ba n’ulo otù nwayi nākwa…

JOSHUA 3

1 Joshua we bilie n’isi-ututu, ha we si na Shitim bilie ije, we biarue Jọdan, ya onwe-ya na umu Israel nile; ha we nọ ọnọdu-abali n’ebe ahu tutu ha agabiga….

JOSHUA 4

1 O rue, mb͕e mba ahu nile gabigasiri Jọdan, na Jehova gwara Joshua okwu, si, 2 Werenu n’onwe-unu ndikom iri na abua sitere na ndim, otù nwoke otù nwoke n’ebo…

JOSHUA 5

1 O rue, mb͕e eze nile nke ndi-Amorait, ndi bi n’ofè Jọdan n’akuku ọdida-anyanwu, na eze nile nke ndi Kenean, ndi bi n’akuku oké osimiri, nuru na Jehova mereri ka…

JOSHUA 6

1 (Ma Jeriko mechiri ọnu-uzọ-ama-ya, ewe mechibido ya uzọ n’ihi umu Israel: ọ dighi onye nāpu n’èzí, ọ dighi kwa onye nābà nime.) 2 Jehova we si Joshua, Le, enyewom…

JOSHUA 7

1 Ma umu Israel mekpuru ihe-nmekpu n’ihe ahu ewezugara nye Jehova; n’ihi na Ekan nwa Kami, nwa Zabdi, nwa Zera, nke ebo Juda, were ufọdu nime ihe ahu ewezugara nye…

JOSHUA 8

1 Jehova we si Joshua, Atula egwu, atu-kwa-la ujọ: chiri ndi-agha nile tiyere onwe-gi, bilie, rigorue Ai: le, enyewom eze Ai, na ndi-ya, na obodo-ya, na ala-ya, n’aka-gi: 2 i…

JOSHUA 9

1 O rue, mb͕e eze nile ndi bi n’ofè Jọdan, n’ugwu, na n’ebe di ala ala, na n’ọnu-miri nile nke oké osimiri uku ahu na ncherita-iru Lebanon, ndi Het, na…

JOSHUA 10

1 O rue, mb͕e Adoni-zedek, bú eze Jerusalem, nuru na Joshua ewerewo Ai, wezuga kwa ya ka ebibie ya; dika ọ mereri Jeriko na eze-ya, otú a ka o mere…