JOSHUA 21

1 Ndi-isi ulo nke ndi bu nna ndi Livai we biarue nso Eleeza, bú onye-nchu-àjà, biaru kwa nso Joshua nwa Nun, biaru kwa nso ndi-isi ulo nke ndi bu nna…

JOSHUA 22

1 Mb͕e ahu Joshua kpọrọ ndi Reuben, kpọ kwa ndi Gad, kpọ kwa nkera ebo Manase, 2 si ha, Unu onwe-unu edebewo ihe nile nke Moses, bú orù Jehova, nyere…

JOSHUA 23

1 O rue, mb͕e ọtutu ubọchi gasiri site na mb͕e Jehova mere ka Israel zuru ike pua n’aka ndi-iro-ha nile buruburu, mb͕e Joshua ghọrọ agadi, mb͕e ubọchi ndu-ya nāgwu, 2…

JOSHUA 24

1 Joshua we chikọta ebo nile nke Israel rue Shekem, ọ kpọ ndi-okenye Israel, na ndi-isi-ha, na ndi-ikpé-ha, na ndi-odozi-okwu-ha; ha we guzo onwe-ha n’iru Chineke. 2 Joshua we si…

JOSHUA 1

1 O rue, mb͕e ọnwu Moses, bú orù Jehova, gasiri, na Jehova gwara Joshua nwa Nun, bú onye nējere Moses ozi, okwu, si, 2 Moses, bú orùm anwuruwo; ma ub͕u…

JOSHUA 2

1 Joshua nwa Nun we si na Shitim zipu ndikom abua na nzuzo, bú ndi-nledo, si, Jenu, le ala ahu, na Jeriko. Ha we je, ba n’ulo otù nwayi nākwa…

JOSHUA 3

1 Joshua we bilie n’isi-ututu, ha we si na Shitim bilie ije, we biarue Jọdan, ya onwe-ya na umu Israel nile; ha we nọ ọnọdu-abali n’ebe ahu tutu ha agabiga….

JOSHUA 4

1 O rue, mb͕e mba ahu nile gabigasiri Jọdan, na Jehova gwara Joshua okwu, si, 2 Werenu n’onwe-unu ndikom iri na abua sitere na ndim, otù nwoke otù nwoke n’ebo…

JOSHUA 5

1 O rue, mb͕e eze nile nke ndi-Amorait, ndi bi n’ofè Jọdan n’akuku ọdida-anyanwu, na eze nile nke ndi Kenean, ndi bi n’akuku oké osimiri, nuru na Jehova mereri ka…

JOSHUA 6

1 (Ma Jeriko mechiri ọnu-uzọ-ama-ya, ewe mechibido ya uzọ n’ihi umu Israel: ọ dighi onye nāpu n’èzí, ọ dighi kwa onye nābà nime.) 2 Jehova we si Joshua, Le, enyewom…