JOSHUA 7

1 Ma umu Israel mekpuru ihe-nmekpu n’ihe ahu ewezugara nye Jehova; n’ihi na Ekan nwa Kami, nwa Zabdi, nwa Zera, nke ebo Juda, were ufọdu nime ihe ahu ewezugara nye…

JOSHUA 8

1 Jehova we si Joshua, Atula egwu, atu-kwa-la ujọ: chiri ndi-agha nile tiyere onwe-gi, bilie, rigorue Ai: le, enyewom eze Ai, na ndi-ya, na obodo-ya, na ala-ya, n’aka-gi: 2 i…

JOSHUA 9

1 O rue, mb͕e eze nile ndi bi n’ofè Jọdan, n’ugwu, na n’ebe di ala ala, na n’ọnu-miri nile nke oké osimiri uku ahu na ncherita-iru Lebanon, ndi Het, na…

JOSHUA 10

1 O rue, mb͕e Adoni-zedek, bú eze Jerusalem, nuru na Joshua ewerewo Ai, wezuga kwa ya ka ebibie ya; dika ọ mereri Jeriko na eze-ya, otú a ka o mere…

JOSHUA 11

1 O rue, mb͕e Jebin, bú eze Hezoa, nuru ya, na o zigara Jobab, bú eze Madon, ziga-kwa-ra eze Shimron, ziga-kwa-ra eze Akshaf, 2 ziga-kwa-ra ndi-eze ndi nọ n’Ugwu, bú…

JOSHUA 12

1 Ma ndia bu eze ala ahu, ndi umu Israel tib͕uru, nweta ala-ha n’ofè Jọdan n’akuku ọwuwa-anyanwu, site na ndagwurugwu Anon rue ugwu Heamon, na Araba nile n’akuku ọwuwa-anyanwu: 2…

JOSHUA 13

1 Ma Joshua ghọrọ agadi, ubọchi ndu-ya nāgwu; Jehova we si ya, I ghọwo agadi, ubọchi ndu-gi nāgwu, ma ala nke riri nne nke-uku fọduru inweta. 2 Nka bu ala…

JOSHUA 14

1 Ma ndi bu ihe nke umu Israel ketara n’ala Kenean, ndi Eleeza, bú onye-nchu-àjà, na Joshua nwa Nun, na ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ebo nile nke…

JOSHUA 15

1 Ife-nzà nke mara ebo umu Juda dika ab͕uru nile ha si di we dirue ókè-ala Edom, rue ọzara Zin n’akuku Ndida, na nsọtu Ndida. 2 Ókè-ala Ndida nke ha…

JOSHUA 16

1 Ife-nzà nke mara umu Josef siri na Jọdan pua Jeriko, na miri Jeriko n’ọwuwa-anyanwu, bú ọzara ahu, nēsi na Jeriko rigo n’ugwu rue Bet-el; 2 o si na Bet-el…