JOSHUA 17
1 Ife-nzà nke mara ebo Manase di kwa: n’ihi na ya onwe-ya bu ọkpara Josef. Ọ diri Makia ọkpara Manase, bú nna Gilead, n’ihi na onye ahu bu onye-agha, o…
1 Ife-nzà nke mara ebo Manase di kwa: n’ihi na ya onwe-ya bu ọkpara Josef. Ọ diri Makia ọkpara Manase, bú nna Gilead, n’ihi na onye ahu bu onye-agha, o…
1 Nzukọ nile nke umu Israel we kpọkọta onwe-ha na Shailo, ma ulo-ikwū nzute n’ebe ahu: ewe buda ala ahu n’iru ha. 2 Ebo asa we fọdu n’etiti umu Israel,…
1 Ife-nzà nke-abua we putara Simeon, bú ebo umu Simeon dika ab͕uru nile ha si di: ihe-nketa-ha di n’etiti ihe-nketa umu Juda. 2 Ha we nwe n’ihe-nketa-ha Bia-sheba, ma-ọbu Sheba,…
1 Jehova we gwa Joshua okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si, Wezugara onwe-unu obodo nb͕abà ahu, nke M’gwara unu okwu bayere ha n’aka Moses: 3 ka ob͕u-madu onye…
1 Ndi-isi ulo nke ndi bu nna ndi Livai we biarue nso Eleeza, bú onye-nchu-àjà, biaru kwa nso Joshua nwa Nun, biaru kwa nso ndi-isi ulo nke ndi bu nna…
1 Mb͕e ahu Joshua kpọrọ ndi Reuben, kpọ kwa ndi Gad, kpọ kwa nkera ebo Manase, 2 si ha, Unu onwe-unu edebewo ihe nile nke Moses, bú orù Jehova, nyere…
1 O rue, mb͕e ọtutu ubọchi gasiri site na mb͕e Jehova mere ka Israel zuru ike pua n’aka ndi-iro-ha nile buruburu, mb͕e Joshua ghọrọ agadi, mb͕e ubọchi ndu-ya nāgwu, 2…
1 Joshua we chikọta ebo nile nke Israel rue Shekem, ọ kpọ ndi-okenye Israel, na ndi-isi-ha, na ndi-ikpé-ha, na ndi-odozi-okwu-ha; ha we guzo onwe-ha n’iru Chineke. 2 Joshua we si…