LEVITIKỌS 1
1 Jehova we kpọ Moses òkù, si n’ulo-ikwū nzute gwa ya okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si ha, Mb͕e madu ọ bula n’etiti unu gēweta nso Jehova onyinye…
1 Jehova we kpọ Moses òkù, si n’ulo-ikwū nzute gwa ya okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si ha, Mb͕e madu ọ bula n’etiti unu gēweta nso Jehova onyinye…
1 Ma mb͕e madu gēweta nso onyinye-ya iji biaru nso, bú onyinye anēnye Jehova inata iru-ọma, utu ọka flour ka onyinye-ya iji biaru nso gābu; ọ gāwukwasi ya manu, tiye…
1 Ma ọ buru na onyinye-ya iji biaru nso bu ihe àjà nke àjà-udo; ọ buru na ọ bu ihe si n’ìgwè ehi puta ka ya onwe-ya nēweta nso, ma…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si, Mb͕e madu gēmehie n’amaghi-ama megide ihe ọ bula nime ihe Jehova nyere n’iwu, si, Emela ha; ọ…
1 Mb͕e madu gēmehie, site n’inu olu ọb͕ub͕a-iyi, mb͕e ya onwe-ya bu onye-àmà, ma ọ bu na ọ huwo ma-ọbu na ọ mawo, ọ buru na o gosighi ya, o…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Mb͕e madu gēmehie, mekpu ihe-nmekpu megide Jehova, ghọb͕u madu-ibe-ya n’ihe-ndebe, ma-ọbu n’ihe etiyere n’aka-ya, ma-ọbu n’ihe anapuru madu n’ike, ma-ọbu mb͕e ọ…
1 Nka bu kwa iwu àjà-ikpe-ọmuma: ihe nsọ kachasi ihe nsọ nile ka ọ bu. 2 N’ebe ha nēb͕u ihe àjà-nsure-ọku ka ha gēb͕u ihe àjà-ikpe-ọmuma; ọ gāwusa kwa ọbara-ya…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Chiri Eron na umu-ya ndikom tiyere ya, na uwe-ha, na manu otite-manu ahu, na oke-ehi nke àjà-nmehie, na ebulu abua ahu, na…
1 O rue, n’ubọchi nke-asatọ, na Moses kpọrọ Eron na umu-ya ndikom, na ndi-okenye Israel; 2 ọ si Eron, Were n’onwe-gi nwa-oke-ehi ka ọ buru àjà-nmehie, na ebulu ka ọ…
1 Ma umu-ndikom Eron, bú Nedab na Abaihu, were ihe-igu-ọku, onye ọ bula ọ were nke ya, ha we tiye ọku nime ha, tukwasi ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n’elu ya,…