LEVITIKỌS 4
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si, Mb͕e madu gēmehie n’amaghi-ama megide ihe ọ bula nime ihe Jehova nyere n’iwu, si, Emela ha; ọ…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si, Mb͕e madu gēmehie n’amaghi-ama megide ihe ọ bula nime ihe Jehova nyere n’iwu, si, Emela ha; ọ…
1 Mb͕e madu gēmehie, site n’inu olu ọb͕ub͕a-iyi, mb͕e ya onwe-ya bu onye-àmà, ma ọ bu na ọ huwo ma-ọbu na ọ mawo, ọ buru na o gosighi ya, o…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Mb͕e madu gēmehie, mekpu ihe-nmekpu megide Jehova, ghọb͕u madu-ibe-ya n’ihe-ndebe, ma-ọbu n’ihe etiyere n’aka-ya, ma-ọbu n’ihe anapuru madu n’ike, ma-ọbu mb͕e ọ…
1 Nka bu kwa iwu àjà-ikpe-ọmuma: ihe nsọ kachasi ihe nsọ nile ka ọ bu. 2 N’ebe ha nēb͕u ihe àjà-nsure-ọku ka ha gēb͕u ihe àjà-ikpe-ọmuma; ọ gāwusa kwa ọbara-ya…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Chiri Eron na umu-ya ndikom tiyere ya, na uwe-ha, na manu otite-manu ahu, na oke-ehi nke àjà-nmehie, na ebulu abua ahu, na…
1 O rue, n’ubọchi nke-asatọ, na Moses kpọrọ Eron na umu-ya ndikom, na ndi-okenye Israel; 2 ọ si Eron, Were n’onwe-gi nwa-oke-ehi ka ọ buru àjà-nmehie, na ebulu ka ọ…
1 Ma umu-ndikom Eron, bú Nedab na Abaihu, were ihe-igu-ọku, onye ọ bula ọ were nke ya, ha we tiye ọku nime ha, tukwasi ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n’elu ya,…
1 Jehova we gwa Moses na Eron okwu, si ha, 2 Gwanu umu Israel okwu, si, Ndia bu anu di ndu unu gēri n’etiti anumanu nile nke di n’elu uwa….
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si, Nwayi, mb͕e ọ gātu ime, mua nwa-nwoke, ọ gāru kwa árú ubọchi asa; dika ubọchi idi-na-nsọ nke…
1 Jehova we gwa Moses na Eron okwu, si, 2 Madu, mb͕e ihe-otutó, ma-ọbu ọnyá, ma-ọbu ntupọ nke nēke uke, di n’akpukpọ nke anu-aru-ya, mb͕e ihe ahu gāghọ n’akpukpọ nke…