LUK 1
1 Ebe ọtutu madu tinyere aka-ha ide akwukwọ banyere ihe ahu nke emezuworo n’etiti ayi, 2 ha dere ihe ndi mbu ji anya ha hu ihe ndia burukwa ndi na-ekwuputa…
1 Ebe ọtutu madu tinyere aka-ha ide akwukwọ banyere ihe ahu nke emezuworo n’etiti ayi, 2 ha dere ihe ndi mbu ji anya ha hu ihe ndia burukwa ndi na-ekwuputa…
1 Ma o rue na mb͕e ahu, iwu si n’ebe Sisa Ọgọstọs nọ puta na agēde aha madu nile bi n’elu-uwa dum madu bi n’akwukwo. 2 Nka bu odide-aha mbu…
1 Ma n’arọ nke-iri-na-ise n’ọchichi nke Taibiriọs Sisa, mb͕e Pọntiọs Pailat bu onye nāchi Judia, mb͕e Herod bu kwa tetrarch nke Galili, mb͕e nwa-nne-ya Filip bu kwa tetrarch nke ala…
1 Ma ebe Jisus juputara na Mọ Nsọ, O si na Jọdan laghachi, Mọ ahu we duru Ya nāgaghari n’ọhia, 2 ekwensu nānwà kwa Ya ọgu ubọchi abua. O righi…
1 Ma o rue, mb͕e ìgwè madu nādagide Ya nānu kwa okwu Chineke, na Ya onwe-ya nēguzo n’usọ ọdọ-miri Genesaret; 2 O we hu ub͕ọ abua ka ha guzoro n’usọ…
1 O rue na Ọ nāga n’etiti ubi ọka n’ubọchi-izu-ike; ndi nēso uzọ-Ya we nāghọ oko ọka, nāta, nāmazu ha n’aka-ha. 2 Ma ufọdu nime ndi-Farisi siri, Gini mere unu…
1 Mb͕e O kwubìri okwu-Ya nile na nti ndi-Ju, O we ba na Kapanaum. 2 Ma aru adighi orù otù ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise mma, onye di ya oké…
1 O we rue mb͕e nwa oge gasiri, na Ya onwe-ya nāgaghari n’obodo na obodo ntà di iche iche, nēkwusa nēzikwa ozi ọma ala-eze Chineke, Ya na ndi-ozi iri na…
1 O we kpọkọta ndi-ozi iri na abua ahu, nye ha ike na ichi-isi n’ebe ndi-mọ ọjọ nile nọ, na igwọ ọria di iche iche. 2 O we zipu ha…
1 Ma mb͕e ihe ndia gasiri Onye-nwe-ayi guputara ọgu ndikom atọ na iri di iche, we zipu ha abua abua ka ha ga n’iru Ya ba n’obodo na ebe ọ…