LUK 21

1 O we le anya n’elu, hu ndi-ọgaranya ka ha nātubà onyinye-ha n’ebe anēdebe ùtú anātu. 2 O we hu otù nwayi, bú ob͕eye, nke di-ya nwuru, ka ọ nātubà…

LUK 22

1 Ma ememe achicha ekoghi-eko, nke anakpọ Ngabiga, nēru nso. 2 Ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ we nāchọ uzọ ha gēsi b͕u Ya; n’ihi na ha nātu egwu ndi-Ju. 3 Setan we…

LUK 23

1 Ọra ndi ahu nile we bilie, duru Ya je n’iru Pailat. 2 Ha we malite ibo Ya ebubo, si, Ayi huru Onye a, ka O nēduhie mba-ayi, nēb͕ochi ha…

LUK 24

1 Ma n’ubọchi mbu nke ízù ubọchi asa, n’oké isi-ututu, ha biaruru ílì ahu, nēbute uda utọ di iche iche nke ha doziri. 2 Ha we hu nkume ahu na…