MAIKA 1

1 Okwu Jehova nke ruru Maika, bú onye Moreshet, nti, n’ubọchi Jotam na Ehaz na Hezekaia, bú ndi-eze Juda, bú okwu nke ọ huru bayere Sameria na Jerusalem. 2 Nurunu,…

MAIKA 2

1 Ahuhu diri ndi nēchèputa ajọ ihe, nālu kwa ihe ọjọ n’elu ihe-ndina-ha! n’ìhè nke ututu ka ha nēme ya, n’ihi na ọ di n’ike aka-ha. 2 Ha we tukwasi…

MAIKA 3

1 M’we si, Biko, nurunu, unu ndi-isi Jekob, na unu ndi-ikpe ulo Israel: ọ̀ bughi ihe diri unu, bú imara ikpé? 2 unu ndi nākpọ ezi ihe asì, ndi nāhu…

MAIKA 4

1 Ọ gēru kwa, n’ikpe-azu nke ubọchi ndia, na ugwu nke ulo Jehova ganēguzosi ike n’elu ugwu nile, agēbuli kwa ugwu ahu elu kari ugwu ntà nile; ndi di iche…

MAIKA 5

1 Ub͕u a ka i gēdo onwe-gi n’usu ndi nāpunara madu ihe, gi ada nke usu ndi nāpunara madu ihe: nnọchigide-n’agha ka ọ nọchigideworo ayi: ha gēji nkpa-n’aka tie onye-ikpe…

MAIKA 6

1 Biko, nurunu ihe Jehova nāsi: Bilie, je ikpe n’iru ugwu nile, ka ugwu ntà nile nu kwa olu-gi. 2 Unu ugwu, nurunu okwu ikpe Jehova; nu-kwa-nu, unu ntọ-ala uwa…

MAIKA 7

1 Ahuhu dirim! n’ihi na Adiwom ka mb͕e ha ghọkọtaworo nkpuru nke mb͕e nghọkọta-nkpuru, dika ntutukọ nkpuru ubi-vine fọduru nke ọghughọ-nkpuru-vine: ọ dighi otù uyọkọ nkpuru-vine fọduru iri; nkpuru-osisi fig…