MATIU 1
1 Akwukwọ osuso-ọmumu Jisus Kraist, Nwa Devid, nwa Abraham. 2 Abraham muru Aisak; Aisak we mua Jekob; Jekob we mua Juda na umu-nna-ya; 3 Juda we mua Perez na Zera…
1 Akwukwọ osuso-ọmumu Jisus Kraist, Nwa Devid, nwa Abraham. 2 Abraham muru Aisak; Aisak we mua Jekob; Jekob we mua Juda na umu-nna-ya; 3 Juda we mua Perez na Zera…
1 Ma mb͕e amuru Jisus na Betlehem nke Judia n’ubọchi Herod, bú eze, le, ufọdu ndi mara ihe, ndi sitere n’Ọwuwa-anyanwu, biaruru Jerusalem, 2 si, Òle ebe Ọ nọ, bú…
1 Ma na mb͕e ahu Jọn Baptist biara, nēkwusa n’ọhia nke Judia, 2 si, Chègharianu; n’ihi na ala-eze elu-igwe di nso. 3 N’ihi na nwoke a bu onye ekwuru okwu…
1 Mb͕e ahu Mọ Nsọ duru Jisus rigo n’ọhia ka ekwensu we nwa Ya. 2 Mb͕e O busiri ọnu ọgu ubọchi abua ehihie na abali, emesia agu guru Ya. 3…
1 Ma mb͕e Ọ huru ìgwè madu ahu, Ọ rigoro n’ugwu ahu: mb͕e Ọ nọduru ala, ndi nēso uzọ-Ya we biakute Ya: 2 O we saghe ọnu-Ya, zí ha ihe,…
1 Lezienu anya ka unu ghara ime ezi omume-unu n’iru madu, ka ha we kiri unu: ma unu emeghi otú a unu enweghi ugwọ-ọlu n’ebe Nna-unu Nke bi n’elu-igwe nọ….
1 Unu ekpela ikpé, ka aghara ikpe unu ikpé. 2 N’ihi na ikpé unu ji kpe ka agēji kpe unu: ọ bu kwa ihe unu ji tù ihe ka agēji…
1 Ma ka O siri n’ugwu ahu ridata, oké ìgwè madu soro Ya. 2 Ma le, onye-ekpenta biakutere Ya. nākpọ isi ala nye Ya, si, Onye-nwe-ayi, ọ buru na I…
1 O we ba nime ub͕ọ, gabiga n’ofè ọzọ, bia n’obodo nke aka Ya. 2 Ma le, ha butere Ya onye akuku-aru-ya nwuru anwu, tọb͕ọrọ n’ihe-ndina: mb͕e Jisus huru okwukwe-ha…
1 O we kpọ ndikom iri na abua ahu ndi nēso uzọ-Ya ka ha biakute Ya, O nye ha ike n’ebe ndi-mọ nādighi ọcha nọ, ichupu ha, na igwọ ọria…