MATIU 11

1 O rue, mb͕e Jisus nyebìri ndikom iri na abua ahu ndi nēso uzọ-Ya iwu, O si n’ebe ahu pua izí ihe na ikwusa n’obodo nile ha. 2 Ma mb͕e…

MATIU 12

1 N’oge ahu Jisus gara n’etiti ubi ọka n’ubọchi-izu-ike; ma agu nāgu ndi nēso uzọ-Ya, ha we malite ighọ oko ọka, na ita ya. 2 Ma ndi-Farisi, mb͕e ha huru…

MATIU 13

1 N’ubọchi ahu Jisus puru n’ulo, we nọdu n’usọ oké osimiri. 2 Oké ìgwè madu we zukọ n’ebe Ọ nọ, ya mere Ọ batara n’ub͕ọ, nọdu ala; ìgwè madu ahu…

MATIU 14

1 N’oge ahu Herod, bú tetrarch, nuru akukọ Jisus, 2 o we si ndi nējere ya ozi, Nwoke a bu Jọn Baptist; o siwo na ndi nwuru anwu bilie; n’ihi…

MATIU 15

1 Mb͕e ahu ndi-Farisi na ndi-ode-akwukwọ siri na Jerusalem biakute Jisus, si, 2 N’ìhi gini ka ndi nēso uzọ-Gi nējehie n’ozizí ndi-okenye nyere ayi n’aka idebe? n’ihi na ha adighi-akwọ…

MATIU 16

1 Ndi-Farisi na ndi-Sadusi we biakute Ya, jua Ya ka O gosi ha ihe-iriba-ama site n’elu-igwe, nānwa Ya. 2 Ma Ọ zara, si ha, Mb͕e o ruru anyasi, unu nāsi,…

MATIU 17

1 Mb͕e ubọchi isi gasiri Jisus chiri Pita, na Jemes, na Jọn nwa-nne-ya, tiyere Onwe-ya, O kuru ha rigo n’ugwu di elu we pua iche: 2 O we nwogha n’iru…

MATIU 18

1 N’oge hour ahu ndi nēso uzọ-Ya biakutere Jisus, si, Ònye kwa dikariri uku n’ala-eze elu-igwe? 2 O we kpọ otù nwatakiri biakute Ya, Ọ debe ya n’etiti ha, 3…

MATIU 19

1 O rue, mb͕e Jisus kwubìri okwu ndia, O si na Galili zọlie, bia n’ókè-ala Judia n’ofè Jọdan; 2 oké ìgwè madu we so Ya; O we me ka aru-ha…

MATIU 20

1 N’ihi na ala-eze elu-igwe yiri nwoke nke bu nna-nwe-ulo, onye puru n’isi-ututu igota ndi-ọlu ije n’ubi-vine-ya. 2 Ma mb͕e ya na ndi-ọlu ahu nwere otù olu ka o nye…