NDI EFESỌS 5
1 Ya mere burunu ndi nēṅomi Chineke. dika umu ahuru n’anya; 2 nējeghari-kwa-nu n’ihu-n’anya, dika Kraist-ayi hu-kwa-ra unu n’anya, rara kwa Onwe-ya nye n’ihi ayi, dika ihe echere n’iru Chineke…

1 Umu, nāṅanu nti okwu ndi muru unu nime Onye-nwe-ayi: n’ihi na nka bu ihe ziri ezi. 2 Sọpuru nna-gi na nne-gi (nke bu ihe mbu enyere n’iwu nke nkwa…