NDI FILIPAI 1
1 Pọl na Timọti, ndi-orù nke Kraist Jisus, nēdegara ndi nsọ nile nime Kraist Jisus ndi nọ na Filipai akwukwọ, ha na ndi nēlekọta unu anya na ndi nējere unu…
1 Pọl na Timọti, ndi-orù nke Kraist Jisus, nēdegara ndi nsọ nile nime Kraist Jisus ndi nọ na Filipai akwukwọ, ha na ndi nēlekọta unu anya na ndi nējere unu…
1 Ya mere ọ buru na nkasi-obi ọ bula di nime Kraist, ọ buru na ngugu-obi ọ bula nke ihu-n’anya di, ọ buru na nnwekọ ọ bula nke Mọ Nsọ…
1 Nke fọduru, umu-nnam, nāṅurinu ọṅu nime Onye-nwe-ayi. Idegara unu otù ihe ndia n’akwukwọ, n’ezie ọ bughi ihe-nsob͕u n’ebe m’nọ, ma n’ebe unu nọ ọ bu ihe-ntukwasi-obi. 2 Lezienu nkita…
1 Ya mere, umu-nnam m’huru n’anya ndi agu unu nāgusikwam ike, ọṅùm na okpu-ezem, guzosienu ike otú a nime Onye-nwe-ayi, ndi m’huru n’anya. 2 Ariọm Yuodia, ariọkwam Sintiki, ka ha…