NDI-HIBRU 1

1 Chineke, mb͕e Ọ gwarari nna-ayi-hà okwu n’oge ochie nime ndi-amuma n’iberibe-akwukwọ di iche iche na uzọ di iche iche, 2 Ọ gwara ayi okwu n’ọgwugwu ubọchi ndia nime Ọkpara,…

NDI-HIBRU 2

1 N’ihi nka ayi aghaghi iṅabiga nti ókè kari n’ihe anuru, ka aghara ibupu ayi n’ebe ha di ma eleghi anya, dika miri nēbupu ub͕ọ. 2 N’ihi na asi na…

NDI-HIBRU 3

1 Ya mere, umu-nnam di nsọ, ndi nketa nke ọkpukpọ nke elu-igwe, tugharinu uche n’Onye-ozi na Onye-isi-nchu-àjà nke nkwuputa-ayi, bú Jisus; 2 na ọbu onye kwesiri ntukwasi-obi n’ebe Onye ahu…

NDI-HIBRU 4

1 Ya mere ka ayi tua egwui ma, ebe nkwa ibà n’izu-ike-Ya fọduru, ọ di onye ọ bula n’etiti unu ọ gādi ka o rughi ya ma eleghi anya. 2…

NDI-HIBRU 5

1 N’ihi na onye-isi-nchu-àjà ọ bula, esi n’etiti madu weputa ya, ọ bu n’ihi madu ka anēdo ya onye-isi-nchu-àjà n’ihe diri Chineke, ka o we nēche onyinye na àjà di…

NDI-HIBRU 6

1 N’ihi nka ka ayi rapu okwu nke nmalite nke Kraist, ka anēburu kwa ayi rue n’itozu-okè; ka ayi ghara itọ ntọ-ala ọzọ nke bu nchèghari iji pua n’ọlu nile…

NDI-HIBRU 7

1 N’ihi na Melkizedek nka, eze Selem, onye-nchu-àjà nke Chineke Onye kachasi ihe nile elu, onye zutere Abraham mb͕e o si n’ob͕ub͕u ndi-eze ahu laghachi, we gọzie ya, 2 onye…

NDI-HIBRU 8

1 Ma isi ihe n’ihe nile ayi nēkwu bu nka: Ayi nwere onye-isi-nchu-àjà di otú a, Onye nọduru ala n’aka-nri nke oche-eze nke Idi-uku ahu di nime elu-igwe, 2 Onye…

NDI-HIBRU 9

1 Ya mere, ọbuná ọb͕ub͕a-ndu mbu nwere ihe di iche iche aguru n’ihe ziri ezi n’ikpere Chineke, nwe kwa ebe nsọ ya, bú ebe nsọ nke uwa nka. 2 N’ihi…

NDI-HIBRU 10

1 N’ihi na iwu ahu, ebe o nwere nání onyinyo nke ezi ihe ahu nile gaje ibia, ọ bughi ezi oyiyi onwe-ya nke ihe ndia, ha apughi ime ka ndi…