NDI-HIBRU 11
1 Ma okwukwe bu ndabere nke ihe anēle anya, buru kwa nnwaputa nke ihe anāhughi anya. 2 N’ihi na nime okwukwe ahu ka ab͕ara ndi okenye àmà. 3 Okwukwe ka…
1 Ma okwukwe bu ndabere nke ihe anēle anya, buru kwa nnwaputa nke ihe anāhughi anya. 2 N’ihi na nime okwukwe ahu ka ab͕ara ndi okenye àmà. 3 Okwukwe ka…
1 Ya mere ka ayi onwe-ayi, ebe ayi nwere oké ìgwè ndi-àmà di otú a ndi b͕ara ayi gburugburu dika igwe-oji, ka ayi tupu kwa ibu nile ọ bula, ya…
1 Ka ihu-n’anya-unu n’ebe umu-nna-unu nọ nādigide. 2 Unu echezọla ile ndi-ọbìa nke-ọma: n’ihi na ufọdu esitewo na nka le ndi-mọ-ozi ọbìa nāmaghi ama. 3 Nēchetanu ndi nọ n’ab͕u, dika…