NDI KỌLỌSI 1

1 Pọl, onye-ozi nke Kraist Jisus site n’ọchichọ Chineke, na Timọti nwa-nna-ayi, 2 nēdegara ndi nọ na Kọlọsi akwukwọ, bú umu-nna-ayi nime Kraist ndi di nsọ kwe-kwa-ra ekwe: Amara diri…

NDI KỌLỌSI 2

1 N’ihi na anamachọ ka unu mata otú m’nāb͕asi nb͕a ike nke-uku n’ihi unu na ndi bi na Leọdisia na ka ha ra, bú ndi akāhughi irum n’anu-aru; 2 ka…

NDI KỌLỌSI 3

1 Ya mere, ọ buru na unu soro Kraist-ayi bilikọ, nāchọnu ihe di n’elu, ebe Kraist-ayi nọ, nānọdu n’aka-nri Chineke. 2 Tukwasinu uche n’ihe di n’elu, ọ bughi n’ihe di…

NDI KỌLỌSI 4

1 Ndi-nwe madu, nēnye-kwa-nu ndi-orù-unu ihe ziri ezi na nke ra nrata; ebe unu matara na unu onwe-unu nwe-kwa-ra otù Onye Nke bu Onye-nwe-unu n’elu-igwe. 2 Nānọgidesinu ike n’ekpere-unu, nāmu-kwa-nu…