NDI ROM 1

1 Pọl, orù nke Jisus Kraist, onye akpọrọ ibu onye-ozi, onye ekewapuru nye ozi ọma Chineke, 2 nke O buru uzọ kwere na nkwa site n’ọnu ndi-amuma-Ya n’ihe nile edeworo…

NDI ROM 2

1 N’ihi ya i nweghi ngọpu, gi madu, onye ọ bula nēkpe ikpé: n’ihi na i nāma onwe-gi ikpe n’ihe i nēkpe madu-ibe-gi; n’ihi na gi onye nēkpe ikpe nēme…

NDI ROM 3

1 Gini kwa ka onye-Ju nwebigara ókè? ma-ọbu ùrù gini ka ibì-úgwù bara? 2 Ọ bara urù ri nne n’uzọ nile: mbu, na ewere okwu si n’ọnu Chineke puta nye…

NDI ROM 4

1 Gini kwa ka ayi gēkwu na Abraham huworo, bú nna-ayi ochie dika anu-aru si di? 2 N’ihi na asi na aguru Abraham n’onye ezi omume site n’ọlu, o nwere…

NDI ROM 5

1 Ya mere ebe aguru ayi na ndi ezi omume site n’okwukwe, ayi na Chineke di n’udo site n’aka Onye-nwe-ayi Jisus Kraist; 2 Onye ayi sitewo-kwa-ra n’aka-Ya nwe nkpọbata-ayi n’okwukwe-ayi…

NDI ROM 6

1 Gini ka ayi gēkwu kwa? Àyi gānọgide na nmehie, ka amara we rie nne? 2 Chineke ekwela. Ayi onwe-ayi, bú ndi nwuru n’ebe nmehie di, àyi gēsi aṅa nādi…

NDI ROM 7

1 Ma-ọbu ùnu amaghi, umu-nnam (n’ihi na anamagwa ndi mara iwu okwu), na iwu bu onye-nwe madu ka oge ra ọ nādi ndu? 2 N’ihi na iwu kekọrọ nwanyi nke…

NDI ROM 8

1 Ya mere ub͕u a ọ dighi amam-ikpe ọ bula diri ndi nọ nime Kraist Jisus. 2 N’ihi na iwu nke Mọ nke ndu nime Kraist Jisus mere ka m’pua…

NDI ROM 9

1 Anamekwu ezi-okwu nime Kraist, ekwughi m okwu-ugha, akọ-na-uchem nēsokwam b͕a àmà nime Mọ Nsọ, 2 na enwerem oké ihe-nwuta na ihe-nb͕u nādighi-agwu n’obim. 3 N’ihi na anamekperi ekpere, ka…

NDI ROM 10

1 Umu-nnam, ihe di obim ezi nma na aririọ m’nāriọ Chineke n’ihi ha bu, ka azọputa ha. 2 N’ihi na anamab͕ara ha àmà na ha nānu ọku n’obi n’ebe Chineke…