NDI ROM 11
1 Ya mere asim, Ọ̀ gābu na Chineke nupuru ndi nke Ya? Chineke ekwela. N’ihi na mu onwem bu kwa onye Israel, si na nkpuru Abraham puta, si kwa n’ebo…
1 Ya mere asim, Ọ̀ gābu na Chineke nupuru ndi nke Ya? Chineke ekwela. N’ihi na mu onwem bu kwa onye Israel, si na nkpuru Abraham puta, si kwa n’ebo…
1 Ya mere, umu-nnam, ejim obi-ebere nile nke Chineke nāriọ unu, ka unu che aru-unu n’iru Chineke, dika àjà di ndu, di nsọ, nke di Chineke ezi utọ, nke bu…
1 Ka nkpuru-obi ọ bula do onwe-ya n’okpuru ndi nāchi isi n’elu ya: n’ihi na ọ dighi onye ọ bula nāchi isi ma ọ buru na Chineke edoghi ya; ndi…
1 Ma kpọbatanu onye nādighi ike n’okwukwe-ya, ọ bughi ikpa ókè n’ihe ọ nātule n’obi. 2 Otù onye nwere okwukwe iri ihe nile: ma onye nādighi ike nēri nání ihe…
1 Ma ayi onwe-ayi, bú ndi nwere ike, ayi aghaghi ibū adighi-ike nile nke ndi nēnweghi ike, na ighara ime ihe nātọ onwe-ayi utọ. 2 Onye ọ bula n’etiti ayi,…
1 Ma anameme ka unu mara Fibi nwa-nna-ayi nwanyi, onye nējere nzukọ Kraist nke di na Kenkrii ozi: 2 ka unu we nara ya nke-ọma nime Onye-nwe-ayi, dika o kwesiri…