NEHEMAIA 11

1 Ndi-isi ndi-Ju we biri na Jerusalem: ndi-Ju fọduru fe-kwa-ra nzà, ime ka otù onye nime madu iri bata ibi na Jerusalem, bú obodo nsọ, ka uzọ iteghete ndi fọduru…

NEHEMAIA 12

1 Ma ndia bu ndi-nchu-aja na ndi Livai ndi soro Zerubabel nwa Shealtiel, na Jeshua, rigota: Seraia, na Jeremaia, na Ezra; 2 na Amaria, na Maluk, na Hatush; 3 na…

NEHEMAIA 13

1 N’ubọchi ahu ka ha guru n’akwukwọ Moses na nti ndi Israel; ewe hu ihe edeworo nime ya, bú na onye Amon na onye Moab agaghi-abà na nkpọkọta ndi Chineke…

NEHEMAIA 1

1 Okwu Nehemaia nwa Hakalaia. O rue, n’ọnwa Kislev, n’arọ nke-orú, na mu onwem nọ na Shushan, bú ulo uku eze. 2 Hanani, bú otù nime umu-nnem, we bia, ya…

NEHEMAIA 2

1 O rue n’ọnwa Nisan, n’arọ nke-orú nke Ataksakses, bú eze, na manya-vine di n’iru ya, m’we buru manya-vine ahu, nye eze. Ma akaghm-ajọ njọ n’obi n’iru ya. 2 Eze…

NEHEMAIA 3

1 Elaiashib, bú onye-isi-nchu-àjà, we bilie, ya na umu-nne-ya, bú ndi-nchu-àjà, ha we lua ọnu-uzọ-ama aturu; ha onwe-ha doro ya nsọ, guzo ibo-ọnu-uzọ-ya; ọbuná rue ulo-elu Hamea ka ha doro…

NEHEMAIA 4

1 O rue, mb͕e Sanbalat nuru na ayi onwe-ayi nālu mb͕idi, na iwe-ya di ọku, ewe kpasue ya iwe, o we chìa ndi-Ju ọchì. 2 O kwue okwu n’iru umu-nne-ya…

NEHEMAIA 5

1 Oké iti-nkpu nke ndi-ayi na ndinyom-ha we di megide umu-nne-ha, bú ndi-Ju. 2 N’ihi na ufọdu di ndi nāsi, Ayi onwe-ayi, na umu-ayi ndikom, na umu-ayi ndinyom, di ọtutu:…

NEHEMAIA 6

1 O rue, mb͕e Sanbalat, na Tobaia, na Geshem, bú onye Arebia, na ndi-iro-ayi fọduru, nuru na m’lusiri mb͕idi ahu, na ọ dighi kwa ntipú fọduru nime ya; (ọ bu…

NEHEMAIA 7

1 O rue, mb͕e alusiri mb͕idi ahu, mb͕e m’guzosi-kwa-ra ibo-ọnu-uzọ-ya nile, mb͕e emesi-kwa-ra ndi-ọnu-uzọ-ama na ndi-ọbù-abù na ndi-Livai ka ha lekọta ozi-ha, 2 na m’nyere Hanani, bú nwa-nnem, na Hananaia,…