NEHUM 1

1 Ibu eboro Nineve. Akwukwọ ọkù nke Nehum, bú onye Elkosh. 2 Chineke ekworo, Nke nābọ̀ kwa ọ́bọ̀, ka Jehova bu; onye-ọ́bọ̀ ka Jehova bu, Ọ bu kwa onye-nwe ọnuma;…

NEHUM 2

1 Onye-nchusa arigotawo n’iru-gi: chebe ebe ewusiri ike, che uzọ nche, me ka úkwù-gi sie ike, b͕a ike ume nke-uku. 2 N’ihi na Jehova neme ka nbili-elu nke Jekob lata,…

NEHUM 3

1 Ahuhu diri obodo ọbara! o juputasiri n’okwu-ugha na ndọka; ndọb͕u-anu adighi-apu na ya. 2 Ge nti olu utali, na olu nke ùzù wheel; na inyinya nāwuli awuli, na ub͕ọ-ala…