OBADAIA 1

1 Ọhù Obadaia. Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri bayere Edom: Ayi anuwo ihe-ọnunu sitere n’ọnu Jehova, ezigawo kwa ukọ̀ n’etiti mba nile, si, Bilienu, ka ayi bilie imegide ya…