ỌLU NDI-OZI 1
1 Ederem akwukwọ mbu, Teofilọs, banyere ihe nile Jisus malitere ime na izí, 2 rue ubọchi anara Ya n’elu, mb͕e O sitere na Mọ Nsọ nyesia ndi-ozi-Ya ndi Ọ rọputarari…
1 Ederem akwukwọ mbu, Teofilọs, banyere ihe nile Jisus malitere ime na izí, 2 rue ubọchi anara Ya n’elu, mb͕e O sitere na Mọ Nsọ nyesia ndi-ozi-Ya ndi Ọ rọputarari…
1 Mb͕e ubọchi Pentikọst nēzu okè, ha nile we nọkọ n’otù ebe. 2 Na mberede ùzù, dika nke oké ifufe nke nēfesi ike, we site n’elu-igwe, o we juputa ulo…
1 Ma Pita na Jọn nārigo n’ulo uku Chineke n’oge hour ekpere, bù oge hour nke-iteghete. 2 Anēbute kwa otù nwoke nke dara ngwurọ site n’afọ nne-ya, onye ha nātọb͕ọ…
1 Ma mb͕e ha nāgwa ndi-Ju okwu, ndi-nchu-àjà na ọchi-agha nke ulo uku Chineke na ndi-Sadusi biakwasiri ha, 2 ebe ike gwuru ha nọ̄ n’ihi na ha nēzi ndi-Ju ihe,…
1 Ma otù nwoke nke anākpọ aha-ya Ananaias, ya na Safaira nwunye-ya, rere otù ihe o nwere, 2 we debere onwe-ya ufọdu nime ọnu-ahia-ya, nwunye-ya ma-kwa-ra, o we weta otù…
1 Ma na mb͕e ahu, mb͕e ndi nēso uzọ Jisus nāba uba, ndi-Ju nāsu asusu Grik malitere itamu megide ndi-Hibru, n’ihi na elefuru ndinyom-ha ndi di-ha nwuru anya n’ije-ozi, bú…
1 Onye-isi-nchu-àjà we si, Ìhe ndia di otú a? 2 O we si, Umu-nnam na ndi bu nnam, nurunu. Chineke nke ebube mere ka nna-ayi Abraham hu Ya anya, mb͕e…
1 Ma ob͕ub͕u-ya di Sọl ezi nma. Oké nsob͕u we puta n’ubọchi ahu megide nzukọ Kraist di na Jerusalem; ha nile we b͕asasia n’ala Judia na Sameria dum, ma-ọbughi ndi-ozi….
1 Ma Sọl, ebe ọ nēwere iba-nba na ob͕ub͕u ku ume megide ndi nēso uzọ Onye-nwe-ayi rue ub͕u a, o jekuru onye-isi-nchu-àjà, 2 riọ akwukwọ-ozi n’aka-ya igaru Damaskọs inye ndi…
1 Ma otù nwoke nọ na Sisaria, aha-ya bu Kọniliọs, ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise nke òtù ndi-agha ahu anākpọ òtù Itali, 2 onye nāsọpuru Chineke, onye ya na èzí-na-ulo-ya…