ỌLU NDI-OZI 11

1 Ma ndi-ozi na umu-nna nime Kraist ndi nọ na Judia dum nuru na ndi mba ọzọ nara-kwa-ri okwu Chineke nke-ọma. 2 Mb͕e Pita rigotara Jerusalem, ndi sitere na ndi…

ỌLU NDI-OZI 12

1 Ma dika n’oge ahu Herod, bú eze, tukwasiri aka-ya n’aru madu ufọdu nime nzukọ Kraist ime ha ihe ọjọọ. 2 O we were mma-agha b͕ue Jemes nwa-nne Jọn. 3…

ỌLU NDI-OZI 13

1 Ma ndi-amuma na ndi-ozizí di n’Antiọk, nime nzukọ Kraist di n’ebe ahu, bú Banabas, na Simeon onye anākpọ Naiga, na Lusiọs onye Sairini, na Manaen onye azùkọrọ ya na…

ỌLU NDI-OZI 14

1 O we rue n’Aikọniọm, na ha abua bàkọrọ n’ulo-nzukọ nke ndi-Ju, we kwue okwu n’uzọ nke mere ka oké ìgwe madu, ma ndi-Ju ma ndi-Grik, kwere na Jisus. 2…

ỌLU NDI-OZI 15

1 Madu ufọdu we si na Judia ridata we zí umu-nna nime Kraist ihe, si, Ọ buru na ebìghi unu úgwù dika ọme-n’ala nke Moses nyere si di, apughi izọputa…

ỌLU NDI-OZI 16

1 O we biaru kwa Dabe na Listra: ma le, otù onye nke nēso uzọ Jisus nọ n’ebe ahu, aha-ya bu Timọti, nwa nke otù nwanyi Ju onye kwere na…

ỌLU NDI-OZI 17

1 Ma mb͕e ha gabigasiri n’Amfipọlis na Apọlonia, ha biaruru Tesalọnaika, ebe ulo-nzukọ ndi-Ju di: 2 Pọl dika ọ nēme mb͕e dum, we bakuru ha, ogologo ubọchi-izu-ike atọ ọ nāgwa…

ỌLU NDI-OZI 18

1 Mb͕e ihe ndia gasiri o si n’Atens pua, bia rue Kọrint. 2 O we hu otù onye-Ju, aha-ya bu Akwila, onye Pọntọs n’ọmumu-ya, onye siworori n’Itali bia ọhu, ya…

ỌLU NDI-OZI 19

1 O we rue mb͕e Apọlos nọ na Kọrint, na Pọl, mb͕e ọ gabigasiri nime elu ala, ọ biaruru Efesọs, hu madu ufọdu ndi nēso uzọ Jisus: 2 o we…

ỌLU NDI-OZI 20

1 Ma mb͕e ùzù ahu tubìri, mb͕e Pọl kpọtasiri ndi nēso uzọ Jisus, kasi kwa ha obi, o kele ha ekele ikpe-azu we pua iga ba na Masedọnia. 2 Mb͕e…