ỌLU NDI-OZI 21

1 Ma mb͕e o ruru na ayi dọpusiri onwe-ayi n’ebe ha nọ, nupu kwa ub͕ọ, ayi gara otù iru je Kos, ubọchi so ya ayi we rue Rodes, we si…

ỌLU NDI-OZI 22

1 Umu-nnem na ndi bu nnam, nurunu ngọpum n’ebe unu nọ ub͕u a. 2 Mb͕e ha nuru na ọ nāgwa ha okwu n’asusu Hibru, ha we kpuchie ọnu-kari: o we…

ỌLU NDI-OZI 23

1 Pọl we legide nnọkọ-ikpé ahu anya, si Umu-nnam, mu onwem ewerewo ezi akọ-na-uche nile biri n’iru Chineke dika onye-Ju rue ubọchi ta. 2 Onye-isi-nchu-àjà, bú Ananaias, we gwa ndi…

ỌLU NDI-OZI 24

1 Mb͕e ubọchi ise gasiri onye-isi-nchu-àjà, bú Ananaias, we ridata, ya na ndi-okenye ufọdu, na otù onye-ọ̀kà-okwu, aha-ya bu Tatọlọs; ndi ahu we kọrọ onye-isi akukọ megide Pọl. 2 Mb͕e…

ỌLU NDI-OZI 25

1 Ya mere Festọs, mb͕e ala ahu batasiri n’aka-ya, mb͕e ubọchi atọ gasiri o si na Sisaria rigoro Jerusalem. 2 Ndi-isi-nchu-àjà na ndi-isi n’etiti ndi-Ju we kọrọ ya akukọ megide…

ỌLU NDI-OZI 26

1 Agripa we si Pọl, Ekwere ka i kwuere onwe-gi okwu. Mb͕e ahu Pọl setiri aka-ya, we gọpu onwe-ya, si: 2 Eze Agripa, agurum onwem n’onye ngọzi diri, na agajem…

ỌLU NDI-OZI 27

1 Mb͕e ekpebìri na ayi gābà n’ub͕ọ je Itali, ha we rara Pọl na ufọdu ndi-nkpọrọ ọzọ nye n’aka ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise, aha-ya bu Juliọs, nke òtù ndi-agha…

ỌLU NDI-OZI 28

1 Mb͕e azọputasiri ayi, mb͕e ahu ayi matara na anākpọ agwe-etiti ahu Melita. 2 Ndi bi n’ebe ahu, bú ndi nāsu asusu ọzọ, we were obi-ọma mezie ayi n’uzọ anāhughi…