ỌNU-ỌGUGU 11
1 Ndi Israel we di ka ndi nātamu ntamu, nēkwu ihe ọjọ na nti Jehova: Jehova we nu ya, iwe-Ya we di ọku; ọku nke Jehova we re n’etiti ha,…
1 Ndi Israel we di ka ndi nātamu ntamu, nēkwu ihe ọjọ na nti Jehova: Jehova we nu ya, iwe-Ya we di ọku; ọku nke Jehova we re n’etiti ha,…
1 Miriam na Eron we kwue okwu megide Moses n’ihi nwayi Etiopia ahu ọ lutara: n’ihi na nwayi Etiopia ka ọ lutara. 2 Ha we si, Ọ̀ bu ezie na…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Zigara onwe-gi ndikom, ka ha we ledo ala Kenean, nke Mu onwem nēnye umu Israel: otù nwoke otù nwoke diri ebo nna-ya-hà…
1 Nzukọ Israel nile we welie olu-ha, tie nkpu; ndi Israel we kwa ákwá abali ahu. 2 Umu Israel nile we tamue ntamu megide Moses, megide kwa Eron: nzukọ ahu…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si ha, Mb͕e unu gābà n’ala ebe-obibi nile unu, nke Mu onwem nēnye unu, 3 mb͕e unu gēme…
1 Ma Kora, nwa Izha, nwa Kohat, nwa Livai, ya na Detan na Abairam, umu Eliab, na On, nwa Pelet, bú umu Reuben, chiri ndikom: 2 ha we bilie n’iru…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, nara kwa n’aka-ha nkpa-n’aka nkpa-n’aka, otù diri otù ulo nna, n’aka ndi-isi ha nile, dika ulo nke ndi…
1 Jehova we si Eron, Gi onwe-gi na umu-gi ndikom na ulo nna-gi tiyere gi gēbu ajọ omume nke ebe nsọm: gi onwe-gi na umu-gi ndikom tiyere gi gēbu kwa…
1 Jehova we gwa Moses na Eron okwu, si, 2 Nka bu ukpuru nke iwu ahu nke Jehova nyeworo n’iwu, si, Gwa umu Israel okwu, ka ha wetara gi nwa-ab͕ọghọ-ehi…
1 Umu Israel, bú nzukọ ahu nile, we ba n’ọzara Zin n’ọnwa mbu: ndi Israel we nọdu na Kedesh; Miriam we nwua n’ebe ahu, ewe lìe ya n’ebe ahu. 2…