ỌNU-ỌGUGU 21
1 Onye Kenean, bú eze Arad, onye bi na Negeb, we nu na Israel abiawo n’uzọ Atarim; ọ we buso Israel agha, dọta ufọdu nime ha n’agha. 2 Israel we…
1 Onye Kenean, bú eze Arad, onye bi na Negeb, we nu na Israel abiawo n’uzọ Atarim; ọ we buso Israel agha, dọta ufọdu nime ha n’agha. 2 Israel we…
1 Umu Israel we bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n’ala ihe nādighi nke Moab n’ofè Jọdan na nso Jeriko. 2 Belak nwa Zipoa we hu ihe nile Israel mereri ndi-Amorait. 3…
1 Belam we si Belak, Wuerem ebe-ichu-àjà asa n’ebe a, dozi-kwa-ram oke-ehi asa na ebulu asa n’ebe a. 2 Belak we me dika Belam kwuru; Belak na Belam we sure…
1 Ma mb͕e Belam huru na ọ di nma n’anya Jehova igọzi Israel, ọ jeghi, dika o si eje ub͕ò ub͕ò, izute ọb͕ub͕a-afa di iche iche, ma o chere iru-ya…
1 Israel we biri na Shitim, ndi Israel we malite isoro umu-ndinyom Moab nākwa iko: 2 ndinyom ahu we kpọ ndi Israel ibia n’àjà chi nile ha; ndi Israel we…
1 O rue, mb͕e ihe-otiti ahu gasiri, na Jehova gwara Moses na Eleeza nwa Eron, bú onye-nchu-àjà, okwu, si, 2 Gutanu ọnu-ọgugu nzukọ nile nke umu Israel, site n’onye b͕ara…
1 Ha we biarue nso, bú umu-ndinyom Zelọfehad, nwa Hifa, nwa Gilead, nwa Makia, nwa Manase, nke ab͕uru Manase nwa Josef: ndia bu aha umu-ya ndinyom; Mahla, na Noa, na…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Nye umu Israel iwu, si ha, Onyinyem iji biaru nso, nrim iji chu àjà-ọkum nile, bú ihe ísì utọ nkem, unu gēlezi…
1 Ọzọ, n’ọnwa nke-asa, n’ubọchi mbu nke ọnwa ahu, nkpọkọta nsọ gādiri unu; ọ dighi ozi ọ bula nke òfùfè unu gēje: ubọchi uda-opì ka ọ gāburu unu. 2 Unu…
1 Moses we gwa ndi-isi nke ebo nile nke umu Israel okwu, si, Nka bu ihe nke Jehova nyeworo n’iwu. 2 Nwoke ọ bula, mb͕e ọ gēkwe Jehova nkwa, ma-ọbu…