ỌNU-ỌGUGU 31

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Bọrọ umu Israel ọ́bọ̀ n’aru ndi Mdian: emesia agāchikọta gi na umu-nna-gi n’ala-mọ. 3 Moses we gwa ndi Israel okwu, si, Sinu…

ỌNU-ỌGUGU 32

1 Ma umu Reuben na umu Gad nwere ọtutu anu-ulo, ha riri nne nke-uku: ha we hu ala Jeza, na ala Gilead, ma, le, ebe ahu bu ebe anu-ulo; 2…

ỌNU-ỌGUGU 33

1 Ndia bu nbuli-ije umu Israel, ndi siri n’ala Ijipt puta, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di, n’aka Moses na Eron. 2 Moses we de ọpupu nile ha n’akwukwọ…

ỌNU-ỌGUGU 34

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Nye umu Israel iwu, si ha, Mb͕e unu onwe-unu ganābata n’ala Kenean, (nka bu ala nke gēru unu aka n’ihe-nketa, bú ala…

ỌNU-ỌGUGU 35

1 Jehova we gwa Moses okwu n’ala ihe nādighi nke Moab n’akuku Jọdan na nso Jeriko, si, 2 Nye umu Israel iwu, ka ha si n’ihe-nketa nke ihe-onwunwe-ha nye ndi…

ỌNU-ỌGUGU 36

1 Ndi-isi nke ndi bu nna nke ab͕uru umu Gilead, nwa Makia, nwa Manase, n’etiti ab͕uru umu Josef, we biarue nso, kwue okwu n’iru Moses, na n’iru ndi-isi, bú ndi-isi…

ỌNU-ỌGUGU 1

1 Jehova we gwa Moses okwu n’ọzara Sainai, n’ulo-ikwū nzute, n’ubọchi mbu nke ọnwa nke-abua, n’arọ nke-abua nke ọpupu ha puru n’Ijipt, si, 2 Gutanu ọnu-ọgugu nzukọ nile nke umu…

ỌNU-ỌGUGU 2

1 Jehova we gwa Moses na Eron okwu, si, 2 Umu Israel gāma ulo-ikwū-ha, nwoke ọ bula n’akuku ọkọlọtọ-ya, ha na ihe-iriba-ama nile nke diri ulo nke ndi bu nna-ha:…

ỌNU-ỌGUGU 3

1 Ma ndia bu osuso-ọmumu nile nke Eron na Moses n’ubọchi Jehova gwara Moses okwu n’ugwu Sainai. 2 Ndia bu kwa aha umu-ndikom Eron;ọkpara-ya, bú Nedab, na Abaihu, na Eleeza,…

ỌNU-ỌGUGU 4

1 Jehova we gwa Moses na Eron okwu, si, 2 Guta ọnu-ọgugu umu Kohat site n’etiti umu Livai, dika ab͕uru nile ha si di, dika ulo nke ndi bu nna-ha…