ỌNU-ỌGUGU 5
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Nye umu Israel iwu, ka ha chupu n’ọmuma-ulo-ikwū onye-ekpenta ọ bula na onye ọ bula nwere orùrù, na onye ọ bula ruru…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Nye umu Israel iwu, ka ha chupu n’ọmuma-ulo-ikwū onye-ekpenta ọ bula na onye ọ bula nwere orùrù, na onye ọ bula ruru…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si ha, Nwoke ma-ọbu nwayi, mb͕e ọ gālu oké ọlu n’ikwe nkwa onye-Nazirait, ikewaputara Jehova onwe-ya: 3 na…
1 O rue, n’ubọchi Moses guzosiri ebe-obibi ahu, te ya manu, do ya nsọ, na ihe-ya nile, na ebe-ichu-àjà na ihe-ya nile, mb͕e ọ tesiri ha manu, do ha nsọ;…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa Eron okwu, si ya, Mb͕e i nēweli oriọna asa ahu, na ncherita-iru nke iru ihe-idọba-oriọna ka oriọna asa ahu gēnye ìhè….
1 Jehova we gwa Moses okwu n’ọzara Sainai, n’arọ nke-abua nke nputa ha si n’ala Ijipt puta, n’ọnwa mbu, si, 2 Ka umu Israel me kwa ememe ngabiga na mb͕e-ya…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Mere onwe-gi opì ọla ọcha abua; ihe akpuru akpu ka i gēme ha: ha gābu-kwa-ra gi ihe bayere nkpọkọta nzukọ Israel, na…
1 Ndi Israel we di ka ndi nātamu ntamu, nēkwu ihe ọjọ na nti Jehova: Jehova we nu ya, iwe-Ya we di ọku; ọku nke Jehova we re n’etiti ha,…
1 Miriam na Eron we kwue okwu megide Moses n’ihi nwayi Etiopia ahu ọ lutara: n’ihi na nwayi Etiopia ka ọ lutara. 2 Ha we si, Ọ̀ bu ezie na…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Zigara onwe-gi ndikom, ka ha we ledo ala Kenean, nke Mu onwem nēnye umu Israel: otù nwoke otù nwoke diri ebo nna-ya-hà…
1 Nzukọ Israel nile we welie olu-ha, tie nkpu; ndi Israel we kwa ákwá abali ahu. 2 Umu Israel nile we tamue ntamu megide Moses, megide kwa Eron: nzukọ ahu…