ỌNU-ỌGUGU 35

1 Jehova we gwa Moses okwu n’ala ihe nādighi nke Moab n’akuku Jọdan na nso Jeriko, si, 2 Nye umu Israel iwu, ka ha si n’ihe-nketa nke ihe-onwunwe-ha nye ndi…

ỌNU-ỌGUGU 36

1 Ndi-isi nke ndi bu nna nke ab͕uru umu Gilead, nwa Makia, nwa Manase, n’etiti ab͕uru umu Josef, we biarue nso, kwue okwu n’iru Moses, na n’iru ndi-isi, bú ndi-isi…